Chinyere Nwabueze

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chinyere Nwabueze
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereChinyere Dezie
aha ezinụlọ yaNwabueze Dezie
Ebe ọmụmụSteeti Abia Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke ọdụ ụgbọ mmiri-harcourt Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie

Chinyere Nwabueze bụ onye na-eme ihe nkiri Nollywood na onye na-emepụta ihe nkiri si Ohafia na Abia Steeti, Naijiria. Ụfọdụ n'ime ihe nkiri ya gụnyere "eriri agbaji", "Na akpụkpọ ụkwụ ya", "klas nke 21", "Spider", "Mgbe eze kpebiri", na "Ezeabata onye tọọrọ".[1]

[2] meriri ihe nrite TERRACOTTA nke "onye na-akwado ihe nkiri kachasị mma" maka ọrụ ya na "udide" ma họpụta ya dịka onye na-eme ihe nkiri kachasị kyau n'Afrika na 2010 ZAFFA awards na London.

Ihe nkiri ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

  • "ụdọ na-agbaji"
  • "N'ime akpụkpọ ụkwụ ya"
  • "klas nke 21"
  • "Ugo"
  • "Mgbe eze kpebiri"
  • "Ezeabata onye tọọrọ"
  • "Ịhụnanya Nwanne"
  • "Adaogwa n'ịhụnanya"
  • "Kasi obi m ịhụnanya"
  • "Ọrụ ịhụ n'anya"
  • "Ogwuma"
  • "Olisaemeka"
  • "Aghugho Anyaukwu"

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Chinyere Nwabueze (en). TVGuide.com. Retrieved on 2023-07-30.
  2. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. irokotv.com. Retrieved on 2023-07-30.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]