Chinyere Wilfred
Ọdịdị
Chinyere Wilfred
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Naijiria |
| aha n'asụsụ obodo | Chinyere |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Maachị 1970 |
| Ebe ọmụmụ | Anambra State |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| ọrụ ọ na-arụ | omee |
| ụdị ọrụ ya | filmmaking |
| ebe agụmakwụkwọ | Lagos State University of Science and Technology |
| ogo mmụta | Higher National Diploma |
| agbụrụ | Ndị Igbo |
| Ọrụ ama ama | Playing games, Ripples, Taboo |
Chinyere Wilfred bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri.[1]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Wilfred na abalị iri abụo nke ọnwa Machị afọ 1970 na Aguluezechukwu, Anambra Steeti. Ọ lụrụ di ma nwee ụmụ nwoke atọ.[2] O nwere nwanne nwanyị ya na ya bụ ejima a na-akpọ Chinelo Mojekwu .[3][4]
Ihe nkiri a họọrọ
[dezie | dezie ebe o si]| Date | Title | Role | Ref. |
|---|---|---|---|
| 1994 | Nneka the Pretty Serpent | ||
| 1998 | Children of Terror | Agnes | |
| 2016 | Rain of Hope | ||
| 2020 | Boundless Love | ||
| Mama Drama | |||
| Rattlesnake: The Ahanna Story | Nancy | ||
| Special Package | |||
| 2021 | Ponzi | ||
| Lugard | |||
| Undying | |||
| African Messiah | |||
| Grim | Evelyn |
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Chinyere Wilfred (en). IMDb. Retrieved on 2022-02-28.
- ↑ Alayotech (2021-09-16). Meet The Husband, Children And Twin Sister Of Popular Nigerian Actress Chinyere Wilfred(Photos) (en-US). Newsnownaija. Retrieved on 2022-02-22.
- ↑ BellaNaija (2021-03-24). Stunning is One Word to Describe Chinyere Wilfred & her Twin in these Birthday Photos (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2022-02-28.
- ↑ Yaakugh (2021-03-25). Beautiful photos of Chinyere Wilfred and twin sister as they mark 51st birthday (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2022-02-28.