Chioma Udeaja
Ọdịdị
Chioma Udeaja
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Chioma |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Jụn 1984 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ike n'ihu |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
Chiom Udeaja (a mụrụ n'mkpụrụ ụbọchị iri na itolu n'ọnwa isii n'afọ 1984) bụ onye Naịjirịa na-eme egwuregwu basket bọọlụ n'otu bọọlụ First Bank a makwaara dị ka Elephant Girl na otu bọọlụ mba Naịjirịa . [1]
Ọrụ mbaụwa
[dezie | dezie ebe o si]O sonyere na Afrobasket ụmụ nwanyị afọ 2017 . [2]