Gaa na ọdịnaya

Chioma Wogu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chioma Wogu
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha ọmụmụSuccess Chioma Wogu Dezie
Aha enyereChioma Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Jenụwarị 1999 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuRivers Angels F.C., Confluence Queens F.C., FC Minsk, Yanga Princess Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie
Footednessright-footedness Dezie

Success Chioma Wogu Audio (a mụrụ n'ụbọchị nke 28 n'ọnwa Jenụwarị n'afọ 1999) bụ nwafọ Naijiria na=agbara ndị FC Minsk bọọlụ na Belarusian Premier League . Ọ na-apụtakwa maka egwuregwu Nigeria women's national football team na Naijiria. Ọ pụtra mdụ ị gba bọọlụ na Africa Women Cup of Nations mgbe ọ dị afọ 17. [1]

Wogu bụ onye kachasị nye goolu (goolu isii) n'otu Confluence Queens na asọmpi 2014 Nigeria Women Premier League, bụ nke mbụ ya ị pụta n'asọmpi ahụ. [2] N’egwuregwu 2017 Nigeria Women Premier League n’etiti Rivers Angels na Heartland Queens, Wogu nyere goolu mere ka ndị Rivers Angels jidesie ọkwa a ike. [3] Mgbe o gosipụtara ọmarịcha egwuregwu n'ụlọ, Wogu tufuru ohere nke butere ngwụcha mmeri egwuregwu iri nke ndị Rivers Angels. [4]

Agbanyeghị na o so na egwuregwu maka Naịjirịa ị banye n'asọmpi 2014 African Women's Championship, onye isi nchịkwa, Edwin Okon wepụrụ Wogu n'akwụkwọ aha nke ikpeazụ. Agbanyeghị, n'agba nke afọ 2016, o so ndị otu egwuregwu, na-enye aka site na benchi na egwuregwu mbụ ya na Mali.

Nrụtụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Super Falcons will not underrate Ghana, says Chioma Wogu.
  2. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.
  3. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.
  4. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified.