Chris Nkulor
Ọdịdị
Chris Nkulor
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Chris |
| Ebe ọmụmụ | Ȯha Abia |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 22 Eprel 2014 |
| Ebe ọ nwụrụ | Ile Ife |
| Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
| Ihe kpatara ọnwụ | kidney failure |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee |
Chris Nkulor (nwụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Eprel afọ 2014) bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri. A maara ya maka ọrụ ya na ihe nkiri Nollywood nke gụnyere, Battle of Indemnity, Hidden Treasure na Hidden Treasure 2.[1][2]
Nkulor nwụrụ na 22 Eprel 2014 na ụlọ ọgwụ Mahadum Obafemi Awolowo site na ọrịa akụrụ.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nollywood Actor, Chris Nkulor Dies. The Street Journal. Archived from the original on 27 April 2014. Retrieved on 27 April 2014.
- ↑ Nollywood actor Chris Nkulor dies after battling kidney ailment. Nigerianmonitor.com (23 April 2014). Retrieved on 27 April 2014.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Chris Nkulor na IMDb