Christian Madu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Christian Madu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereChristian Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Julaị 1993 Dezie
Ebe ọmụmụUdi Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuC.D. Nacional Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Christian Obumeneme Madu (amuru 9 Julaị 1993 na Enugu, Nigeria ) bu onye okachamara n'egwuregwu bọọlụ Naijiria . Ọ na-egwuri egwu dị ka onye na-awakpo etiti makaEnugu Rangers.[1][2] Ọ bụbu onye ọkpọ egwuregwu etiti na-agba Enugu Rangers.[3]

Ndụ mmalite na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Christian na mpaghara ọchịchị ime obodo Udi na steeti Enugu na 9 Julaị 1993. O tolitere na Oji River nwa oge ebe ya na nne na nna ya biri tupu ha kwaga Abuja. Mgbe ọ nọ na Oji River ọ gara Federal Co-operative College wee gụchaa na OND na 2012. Christian malitere ọrụ football ya n'oge ọ bụ nwata, mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na kọleji na 2012 ọ malitere ịgba bọọlụ oge niile. N'afọ 2014, ọ bịanyere aka n'akwụkwọ nkwekọrịta afọ anọ na Enugu Rangers wee malite ịgba bọọlụ ọkachamara, wee nweta onye ọkpụkpọ nke ọnwa Enugu Rangers na oge 2015-16.[4] N'afọ 2017, ka ọ ka na-agba Enugu Rangers, Christian anọghị na egwuregwu na ọzụzụ ruo ọtụtụ izu n'enyeghị ndị otu ahụ ọkwa na mgbe ọ na-anọghị ya, ndị isi Enugu Rangers wepụtara nkwupụta na Christian apụọla " AWOL ". N'ime oge ahụ ha bụ asịrị na ọ bịanyere aka n'òtù ọzọ.[5][6][7]

N'August 2018, mgbe nkwekọrịta Christian na Enugu Rangers gwụchara ọ soro ndị otu Portuguese CD Nacional bịanye aka na nkwekọrịta ọhụrụ. [8][9][10] Nkwekọrịta ọhụrụ ya na CD Nacional bụ nkwekọrịta afọ anọ.[11][12] Madu hapụrụ klọb ahụ site na nkwenye ọnụ na 10 Jenụwarị 2019.[13][14]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nacional sign Enugu Rangers' Christian Madu (en). ESPN.com (2018-08-21). Retrieved on 2019-02-04.
  2. Adebanjo (2018-08-25). Muazzam welcomes Christian Madu to CD Nacional (en-US). Latest football news in Nigeria. Archived from the original on 2019-04-02. Retrieved on 2019-02-04.
  3. Portuguese side CD Nacional confirm Christian Madu’s signing | Goal.com (en). www.goal.com. Retrieved on 2019-02-04.
  4. EXCLUSIVE: Meet Christian Madu, NPFL best defensive midfielder & Rangers Unsung Hero (English). For up-to-the-minute coverage of all your favorite sports; NPFL, Nigerian Sports News, Premier League, La Liga, Serie A, Basketball, Tennis, Boxing and more. (2016-10-10). Retrieved on 2019-02-04.
  5. Rangers FC seeks midfielder, Christian Madu’s whereabouts. guardian.ng. Retrieved on 2019-02-04.
  6. Okogba (2017-07-14). Rangers FC midfielder, Christian Madu’s missing in action (en-US). Vanguard News Nigeria. Retrieved on 2019-02-04.
  7. Rangers declares midfielder Christian Madu missing (en-US). TheCable (2017-07-14). Retrieved on 2019-02-04.
  8. Adebanjo (2018-08-25). Muazzam welcomes Christian Madu to CD Nacional (en-US). Latest football news in Nigeria. Archived from the original on 2019-04-02. Retrieved on 2019-02-04.
  9. Nacional sign Enugu Rangers' Christian Madu. ESPNFC.com. Retrieved on 2019-02-04.
  10. admin. Enugu Rangers star Christian Madu joins Portuguese club CD Nacional | SCORE NIGERIA (en-US). Archived from the original on 2019-04-02. Retrieved on 2019-02-04.
  11. Editor (2018-08-20). Portuguese Club CD Nacional Confirms Signing Of Enugu Rangers Ace Christian Madu (en-US). OwnGoal Nigeria. Retrieved on 2019-02-04.
  12. Christian Madu reforça Nacional (pt). www.record.pt. Retrieved on 2019-02-04.
  13. NACIONAL RESCINDE COM CHRISTIAN MADU, jm-madeira.pt, 10 January 2019
  14. Taiwo Adesanya (2023-06-06). Lobi Stars' Madu disappointed with defeat to Enyimba (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2024-03-19.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]