Christian Obiozor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Christian Obiozor
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereChristian Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Ọktoba 1994 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuEnugu Rangers, Kano Pillars F.C., Nigeria national football team Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Chinonso Christian Obiozor (amụrụ ya na 31 n'ọnwa Oktoba afọ 1994) bụ onye Naijiria n'agba bọọlụ, ọ na egwuru Enyimba International FC .

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Na Jenụwarị afọ 2014, onye nchịkwa Stephen Keshi, kpọrọ ya ka ọ bụrụ akụkụ nke ndị otu egwuregwu bọọlụ nke Naịjirịa maka Asompi onye mmeri nke afrịka n'afọ 2014 . [1] [2] O nyeere ndị otu ahụ aka ịnọ n'ọkwa nke atọ mgbe Naịjirịa jiri ọkpụ goolu ha merie Zimbabwe . [3] [4]

Ebe m si nwete[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Christian Obiozor at Soccerway