Christiana Obia
Ọdịdị
Christiana Obia
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Christiana |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Febụwarị 2001 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Obia Chinaza Christiana (amụrụ 28 Febrụwarị 2001) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naijiria na-egwu egwu dịka onye na-eche nche. Ọ na-agba maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na Rivers Angels. [1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Christiana Obia (de). soccerdonna.de. Retrieved on 2024-02-05.