Christy Opara-Thompson
Ọdịdị
Christy Opara-Thompson
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Christy |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Mee 1970 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, sprinter |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | agba aja aja |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | long jump |
| So na | 1996 Summer Olympics, 1992 Summer Olympics, 1994 Commonwealth Games |
Christy Opara-Thompson ⓘ (amuru ya na December 24, aro 1971) O bu onye na agbara Nigeria oso na eguriegwu, ejikairi oso hundred metres mara ya. O gbaara ala Nigeria oso na asompi Olympics nke afo 1992 na Barcelona nke di na Spain; ebe ya na ndi out ya bu Beatrice Utondu, Faith Idehen na Mary Onyali no turu Ugo bronze na oso 4 × 100 metres.