Gaa na ọdịnaya

Christy Ucheibe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Christy Ucheibe
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereChristy Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Disemba 2000 Dezie
Ebe ọmụmụKano Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Christy Onyenaturuchi Ucheibe (amụrụ na 25 Disemba 2000) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba ọsọ n'etiti maka otu Portuguese Benfica .[1]

Ọrụ klọb

[dezie | dezie ebe o si]

Ucheibe gbara bọọlụ maka Nasarawa Amazons n'afọ 2018.[2]

Na 14 Febụwarị 2020, Ucheibe bịanyere aka na klọb Portuguese Benfica na nkwekọrịta afọ atọ na ọkara.[1]

Ọrụ mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Ucheibe maka 2014 FIFA U-17 Women's World Cup na 2018 FIFA U-20 Women'sWorld Cup.[3] Na asọmpi ikpeazụ ọ gbara egwuregwu atọ site na mbido.[4]

Nsọpụrụ

[dezie | dezie ebe o si]

Benfica

  • Asọmpi Mba nke Ụmụ nwanyị: 2020
  • Iko nke Liga: 2019 na 20, 2020 na 21

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 Christy Ucheibe contratada! (pt). www.slbenfica.pt. Retrieved on 2020-02-15.
  2. Rasheedat Ajibade tops Nigeria squad for U20 Women's World Cup. Goal.com (26 July 2018). Retrieved on 25 December 2018.
  3. U-20 WWC: Falconets to depart Austria for France Thursday. Today NG (1 August 2018). Retrieved on 25 December 2018.
  4. FIFA U-20 Women's World Cup France 2018 - Nigeria. FIFA.com (1 August 2018). Archived from the original on December 24, 2018. Retrieved on 25 December 2018.

    Njikọ mpụga

    [dezie | dezie ebe o si]
    • Christy Ucheibe at Soccerway