Chukwu (surname)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha nna Chukwu sitere na Naijiria Igbo ma nwee ike izo aka na:

  • Andy Chukwu (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri ise na itoolu), onye nduzi ihe nkiri Naijiria
  • Callistus Chukwu (amụrụ n'afọ 1990), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Chinedu Sunday Chukwu (amụrụ n'afọ 1997), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Chinonye Chukwu (amụrụ n'afọ 1985), onye nduzi ihe nkiri Naijiria na America
  • Christian Chukwu (amụrụ n'afọ 1951), onye Naijiria bụbu onye na-agba bọọlụ na onye bụbu onye nkuzi otu mba
  • Clement Chukwu (amụrụ n'afọ 1973), onye Naijiria bụbu onye na-eme egwuregwu
  • Daniel Chima Chukwu (amụrụ n'afọ 1991), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Hannah Chukwu (amụrụ n'afọ 2003), onye na-eme egwuregwu squash na Hungary
  • John Chukwu (1947-1990), onye Naijiria na-eme ihe ọchị, onye na-emeeme ihe nkiri na MC
  • Lota Chukwu, onye Naijiria na-eme ihe nkiri
  • Morice Chukwu (amụrụ n'afọ 2002), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Onyebuchi Chukwu (amụrụ n'afọ 1962), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Raphael Chukwu (amụrụ n'afọ 1975), onye Naijiria na-agba bọọlụ mba ụwa
  • Regina Chukwu, onye Naijiria na-eme ihe nkiri, onye na-emepụta ihe nkiri na onye nduzi
  • Ude Oko Chukwu (amụrụ n'afọ 1962), onye na-ahụ maka ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria