Lota Chukwu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ọmụmụ | Ugwu Lotachukwu Jacinta Obianuju Amelia |
| Aha enyere | Lota |
| Aha ezinụlọ ya | Chukwu |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Novemba 1989 |
| Ebe ọmụmụ | Nsukka |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, odee akwụkwọ, onye nhazi ndu ihe nkiri |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Benin |
| Ogo mmụta | bachelor's degree |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2014 |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Catholicism |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| So na | Most Beautiful Girl in Nigeria |
| Ahọpụtara maka | City People Entertainment Awards |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Lota Chukwu
Lota Chukwu na 2018
Amụrụ Ugwu Lotachukwu Jacinta Obianuju Amelia
Nọvemba 29, 1989 (afọ 30)
Nsụka, Enugwu Steeti, Naịjirịa
Ebe Ọ gụrụ akwụkwọ
Mahadum Benin
Akaọrụ Ọmee ihe onyonyo
Afọ ọ nọ ọrụ 2014–ugbua
Ugwu Lotachukwu Jacinta Obianuju Amelia bụ onye Naịjirịa na-eme ihe onyonyo amaala dịka Lota Chukwu. A maala ya mgbe ọ gbasịrị n'usoro TV Na-ewu ewu nke Naịjirịa, Jenifa's Diary n'akụkụ Funke Akindele, Juliana Olayode, Falz ebe ọ mere dịka "Kiki", [1] enyi nke onye ndu, Jenifa . Ọ bụkwa onye "yoga" na-anụ ọkụ n'obi. [2]
Ndụ mbido
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Lota na Nsụka, Enugwu Steeti, Naịjirịa mana ọ nwere nzụlite nwata ya na Benin City . Lota bụ onye ikpeazụ n’ime ụmụ anọ nne na nna ya mụrụ. Ọ gụrụ akwụkwọ na "Agricultural Economics na Extension Service" na Mahadum nke Benin ma mesịa mee ihe na "Royal Arts Academy" na Legọọsụ, Naịjirịa.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Tupu ime ihe onyonyo, Lota bụ onye nlereanya ma sonye na 2011 nke "Most Beautiful Girl na Naịjirịa" na- anọchite ndị Yobe Steeti. Ọ malitere ime ihe onyonyo ya na 2011 mana ọ ghọrọ onye ama ama mgbe ọ pụtara na Jenifa's Diary ma mee dịka Kiki. Ọ meela ihe nkiri ndị ọzọ dịka The Royal Hibiscus Hotel, Falling, Fine Girl, Arbitration, Dognapped.
E gosipụtara Lota dị ka onye ndu ihe onyonyo na Reminisce 's Ponmile [3] "video as we as Aramide" ''Why So Serious"[4] .
Lota Takes
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2017, O kwupụtara mmepe ngosipụta nri ya nke ọ kpọrọ "Lota Takes", ihe nkiri a bụ isi nri na-etu esi ebi ndụ nke gosipụtara Lota dịka onye ihe ụwa na isi nri na-atọ ụtọ nke ukwuu.[5] Ihe nkiri a egosipụtago ndị Naịjiria amaala aha ndị dịka Adekunle Gold,[6] Tosin Ajibade, Aramide (musician)[7] MC Galaxy [8]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Aha | Ọrụ | Onyeisi |
|---|---|---|---|
| 2020 | When Life Happens | Betty | Okey Ifeanyi |
| Deadly Instincts | Ebute ụzọ | Yemi Morafa | |
| The perfect Plan | Osote mbuzo | Uzodinma Okpechi | |
| Wind Chasers | Na-akwado Nkedo | Uzodinma Okpechi | |
| Spotlight | Ebute ụzọ | Sunkanmi Adebayo | |
| Falling | Co-kpakpando | Niyi Akinmolayan | |
| Dognapped | Co-kpakpando | Kayode Kasum | |
| Fine Girl | Ebute ụzọ | Uduak Isong Oguamanam | |
| The Arbitratione | Co-kpakpando | Niyi Akinmolayan | |
| 2015-2018 | Jenifa's Diary | Co-kpakpando | Funke Akindele |
Onyinye na nhọpụta
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Mmemme | Nrite | Nsonaazụ |
|---|---|---|---|
| 2016 | Scream All Youths Awards | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[9] | |
| 2017 | City People Actress of the year | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara.[10] |
Nsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lota Chukwu.
- ↑ ‘I Followed My Friends To Jenifa's Diary Audition To Cheer Them Up’ – Lota Chukwu ‘Kiki’ Of Jenifa's Diary.
- ↑ VIDEO: Reminisce – Ponmile. NotJustOk.
- ↑ VIDEO: Aramide – Why So Serious. TooXclusive. Archived from the original on 2018-09-13. Retrieved on 2020-11-17.
- ↑ Lota Chukwu launches New Show 'Lota Takes'. BellaNaija.
- ↑ Lota Takes: Adekunle Gold’s Kitchen. 360nobs.
- ↑ Lota Takes: Lota Chukwu Pays A Visit To Aramide. naijaonpoint. Archived from the original on 2018-06-25. Retrieved on 2020-11-17.
- ↑ LOTA TAKES MC GALAXY'S KITCHEN, ANNOUNCES NEW SHOW. YNaija.
- ↑ D’banj, Linda Ikeji, Don Jazzy grab Scream All Youth Awards 2016 nomination. TheNet.
- ↑ List of Winners at the 2017 City People Movie Awards. Concise News.