Chukwuemeka Nwajiuba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chukwuemeka Nwajiuba
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1967 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of State for Education, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAccord, People's Democratic Party, All Progressives Congress Dezie

Chukwuemeka Nwajiuba // (na-ege ntị) (amụrụ n'abalị iri abụọ n'ọnwa Ọgọstụ nke afọ1967) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọka iwu Naijiria.[1][2][3][4] Ọ bụ Minista nke Steeti maka agụmakwụkwọ nke Federal Republic of Naijiria site n'afọ 2019 ma gbaa arụkwaghịm n'ụbọchị iri abụọ na asatọ nke ọnwa Eprel afọ 2022, mgbe ọ natara akwụkwọ APC ngosipụta mmasị and nhọpụta iji chọọ ịbụ onye isi ala nke Nigeria na ntuli aka 2023 nke Project Nigeria Group nyere.[5][6] Ọ rụburu ọrụ dị ka Onye isi oche nke TETFund Board of Trustees.[7]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Nwajiuba n'ụbọchị iri abụọ nke ọnwa Ọgọstụ afọ 1967 na Umuezeala Nsu na gọọmentị ime obodo nke Ehime Mbano na Imo Steeti, na mpaghara ndịda ọwụwa anyanwụ Naijiria. Ọ gụsịrị Okokporo nke Iwu (LLB) na Mahadum Imo Steeti . Ọ banyere na Mahadum Lagos wee gụchaa nzere Ọkachamara nke Iwu (LLM) were Doctor of Philosophy (PhD) soro ya na Iwu site na Mahadum nke Jos. A kpọrọ ya ka ọ bụrụ onye ọka iwu Naijiria n'afọ 1989.[8]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Nwajiuba malitere ọrụ ya dị ka onye isi nke Ayodeji C. Emeka Ibrahim &Co n'afọ 1991.

O sonyere na ndọrọ ndọrọ ọchịchị gọvanọ Imo na ikpo okwu nke All People's Party n'afọ 2003, 2007 na 2011.[9][10] A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye otu Ụlọ ndị nnọchite anya n'afọ 1999 - 2003 ebe ọ rụrụ ọrụ dị ka onyeisi oche kọmitii ụlọ ndị nnọchite anya na Ala, iwu ụlọ and na ọrụ.[11][12][13] Ọ so na otu ndị guzobere All Progressives Congress na odeakwụkwọ nke kọmitii na-edepụta ụkpụrụ iwu nke mepụtara ụkpụrụ iwu nke mụrụ All Progressive Congress n'afọ 2013.[14][15][16] Ọ bụ onye isi oche nke Tertiary Education Trust Fund site n'afọ 2017 ruo afọ 2019.

A họpụtara Nwajiuba ọzọ dịka onye otu Okigwe North Federal House of Representatives na 2019 n'okpuru Accord Party.[17][18] A họpụtara ya maka ọrụ minista wee bụrụ Minista nke Mmụta nke Federal Republic of Nigeria n'afọ 2019.[19][20][21][22]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ministerial list: Buhari nominates serving lawmaker who dumped APC. Punch Newspapers. Retrieved on 31 August 2019.
  2. Nwajiuba absolves Buhari of blame on South-East's loss of N’Assembly leadership positions. guardian.ng. Retrieved on 31 August 2019.
  3. "Uche Ogah, Sharon Ikeakor so na ndị a họpụtara dịka mịnịsta", 23 July 2019. Retrieved on 31 August 2019.
  4. I won my first election at 31 –Chukwuemeka Nwajiuba, Minister of State for Education (en-US). Punch Newspapers (2021-09-11). Retrieved on 2022-02-22.
  5. Profile of the Minister of State for Education, Hon. Emeka Nwajiuba. Vanguard News (21 August 2019). Retrieved on 31 August 2019.
  6. Live Updates: Buhari swears in ministers. Punch Newspapers. Retrieved on 31 August 2019.
  7. House Speakership: Emeka Nwajiuba, The Political Ijele Steps Out. digitaltimesng.com. Archived from the original on 31 August 2019. Retrieved on 31 August 2019.
  8. House Of Reps Speaker: El Rufai’s Faction Of Apc Tips Nwajiuba For House Speaker. Nigerian Voice. Retrieved on 31 August 2019.
  9. House Of Reps Speaker: El Rufai’s Faction Of Apc Tips Nwajiuba For House Speaker. Nigerian Voice. Retrieved on 31 August 2019.
  10. Abuja (16 May 2019). NASS Speakership: NYCN Makes Case For S’East. Leadership Newspaper. Retrieved on 31 August 2019.
  11. Ministerial list: Buhari nominates serving lawmaker who dumped APC. Punch Newspapers. Retrieved on 31 August 2019.
  12. Chukwuemeka Nwajiuba Archives. 1st for Credible News. Retrieved on 31 August 2019.
  13. House of Reps Speakership: Imo Concerned Citizens rally support for Hon Nwajiuba. Expressive Info (2 June 2019). Retrieved on 31 August 2019.
  14. NASS leadership: Nwajiuba tasks APC leaders on South-east. Vanguard News (15 May 2019). Retrieved on 31 August 2019.
  15. Reps’ Speakership: Emeka Nwajiuba’s Emergence Upsets Gbajabiamila’s Ride. ScanNews Nigeria. Retrieved on 31 August 2019.
  16. Uzodinma (31 May 2019). Reps Speakership: Southeast Leaders, PSC insist on Nwajiuba. Daily Post Nigeria. Retrieved on 31 August 2019.
  17. Emeka Nwajiuba: South East Has Credible Candidates for Speakership Position. Pointblank News (13 May 2019). Retrieved on 31 August 2019.
  18. Nigeria: INEC alleges sabotage, begs law firms to stop sending junior lawyers to process poll documents. Alternative Africa (13 May 2019). Archived from the original on 31 August 2019. Retrieved on 31 August 2019.
  19. Reporters. The Buharist Hangout Congratulates The Minister Nominee Hon. Chukwuemeka Nwajiuba – GistReporters.com. Archived from the original on 31 August 2019. Retrieved on 31 August 2019.
  20. Meet Hon. Chukwuemeka Nwajiuba Nominated For Ministerial Position (Photos) – 9jaflaver. 9jaflaver.com. Retrieved on 31 August 2019.
  21. Hon Chukwuemeka Nwajiuba as minister: a good deal for Okigwe South. Nigeria Horn Newspaper (25 July 2019). Archived from the original on 31 August 2019. Retrieved on 31 August 2019.
  22. Nyam (25 July 2019). Rep lauds Nwajiuba's nomination as minister, want his mandate. Newtelegraph. Archived from the original on 31 August 2019. Retrieved on 31 August 2019.