Dami Olonisakin
Ọdịdị
Dami Olonisakin
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Ọgọọst 1990 ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | sex columnist, odee akwụkwọ ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Bedfordshire ![]() |
Ihe nrite | OkayAfrica 100 Women ![]() |
Dami "Oloni" Olonisakin (amụrụ 6 Ọgọst 1990) bụ onye nkuzi gbasara mmekọ nwoke na nwanyị Naijiria na onye ndụmọdụ mmekọrịta.[1] Ọ na-eme blọgụ Simply Oloni na pọdkastị.[2] Olonisakin so na ndepụta ụmụ nwanyị 100 OkayAfrica..