Darlington Nwokocha
Ọdịdị
Darlington Nwokocha | |
|---|---|
| Member of the House of Representatives of Nigeria from Abia | |
| In office 9 June 2015 – 11 June 2023 | |
| Succeeded by | Ginger Onwusibe |
| Personal details | |
| Born | 16 Ọgọstụ 1967 |
| Political party | Labour Party (2023—present) |
Darlington Nwokocha
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Darlington |
| Aha ezinụlọ ya | Nwokocha |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1967 |
| Ebe ọmụmụ | Ȯha Abia |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ndi omeiwu nigeria |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Port Harcourt |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
| Agbụrụ | Ndị Igbo |
Darlington Nwokocha (amụrụ n'abalị iri na isii n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1967) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onye jere ozi dị ka onye otu ndị omeiwu nke Naijiria na-anọchite anya mpaghara ndị omeiwu Abia Central kemgbe afọ 2023. Senate Darlington Nwokocha nke Naijiria[1] Tupu a họpụta ya na Senate, ọ bụ onye otu House of Representatives, na-anọchite anya Isiala-Ngwa North / Isiala-ngwa South site na 2015 ruo 2019. Ụlọ ndị nnọchiteanya Isiala-Ngwa North Isiala-ngwa South Nwokocha bụ onye otu Abia State House of Assembly site na 2007 ruo 2015. Ụlọ Nzukọ nke Abia Steeti[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Silas (27 February 2023). Election result: INEC declares LP's Nwokocha winner of Abia Central Senatorial seat. Daily Post. Retrieved on 2 April 2023.
- ↑ Hon. Darlington Nwokocha | Isiala Ngwa North/South Federal Constituency. National Assembly. Retrieved on 2 April 2023.