David Okereke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

David Chidozie Okereke (bụ onye amụrụ n'abalị iri abụọ na itoolu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1997). Ọ bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-anodu n'ihu maka ụlọ ọrụ Serie A Cremonese .

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Spezia[dezie | dezie ebe o si]

O nyere ndị Spezia goolu nke mbụ ya na Serie B n'abali itoolu n'ọnwa Eprel n'afọ 2016 na egwuregwu megidere Novara.[1] N'afọ 2018, o nyere goolu iri na enyemaka iri na atọ n'egwuregwu iri atọ na atọ.

Klọb[dezie | dezie ebe o si]

N'abalị itoolu n'ọnwa Julaị n'afọ 2019, ọ bịanyere aka na nkwekọrịta afọ anọ nke Club Brugge.

Venezia (onye a gbazitere)[dezie | dezie ebe o si]

N'abalị iri na abụọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2021, Okereke sonyeere otu egwuregwu Serie A Venezia nke e buliri elu na mgbazinye ego ogologo oge na ohere nhọrọ iji mee ka nnyefe ahụ bụrụ nke na-adịgide adịgide.[2]

Cremonese[dezie | dezie ebe o si]

N'abali iri abọụ na asatọ n'ime onwa Julaị n'afọ 2022, Okereke sonyeere Cremonese, na nkwekọrịta afọ atọ maka ego a kọrọ na ọ bụ € 10 nde.[3][4]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

N'abalị iri na ise n'ọnwa Septemba n'afọ 2020, a chọpụtara na ọ na-arịa COVID-19.

Ndekọ ọnụ ọgụgụ ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Klọb[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Updated[5]

Appearances and goals by club, season and competition
Club Season League Cup Continental Other Total
Division Apps Goals Apps Goals Apps Goals Apps Goals Apps Goals
Lavagnese 2015–16 Serie D 3 1 3 1
Spezia 2015–16 Serie B 3 0 0 0 3 0
2016–17 Serie B 14 0 3 1 17 1
2017–18 Serie B 6 0 0 0 6 0
2018–19 Serie B 31 10 2 0 33 10
Total 54 10 5 1 0 0 0 0 59 11
Cosenza (loan) 2017–18 Serie C 24 4 2 1 26 5
Club Brugge 2019–20 Pro League 22 9 4 2 9 0 35 11
2020–21 Pro League 28 4 2 0 5 0 35 4
2021–22 Pro League 1 0 0 0 0 0 1 0
Total 51 13 6 2 14 0 0 0 71 15
Venezia (loan) 2021–22 Serie A 32 7 1 0 33 7
Cremonese 2022–23 Serie A 29 7 5 2 34 9
Career total 193 42 19 6 14 0 0 0 226 48

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Klọb Brugge

  • Belgian Pro League: 2019 na 20, 2020 na 21[6][7]
  • Belgian Super Cup: 2021[8]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Game Report by Soccerway. Soccerway (9 April 2016).
  2. Venezia sign Okereke (English). Football Italia (12 August 2021). Retrieved on 20 August 2021.
  3. Okereke nuovo calciatore della Cremonese (it-IT). U.S. Cremonese (2022-07-28). Retrieved on 2022-07-28.
  4. Akawor (2022-07-28). David Okereke to remain in Serie A with newly promoted Cremonese (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-07-28.
  5. Àtụ:Soccerway
  6. "Club Brugge awarded Belgian Pro League title as season ended early", Sky Sports, 15 May 2020. Retrieved on 15 May 2020.
  7. Lang nets as Club Brugge seal Belgian title. Football Oranje (20 May 2021).
  8. Club Brugge vs. Gent 3-2. Soccerway (17 July 2021).

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • David Okereke at WorldFootball.net

Àtụ:U.S. Cremonese squad