Dayo Amusa
Ọdịdị
Dayo Amusa
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Dayo Amusa |
Aha ọmụmụ | Dayo Amusa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1984 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, omee, filmmaker, onye nhazi ndu ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | Moshood Abiola Polytechnic, Mayflower School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2002 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ngwa egwu | olu egwụ |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Dayo Amusa Audio
Mmalite ndụ na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Dayo na Lagos . Ọ bụ nwa mbụ na ezinụlọ ise. Nne ya si Ogun state ebe nna ya si Lagos. Ọ gara ụlọ akwụkwọ Mayflower School, Ikene. Dayo gụrụ Food Science Technology na Moshood Abiola Polytechnic tupu ya amalite ọrụ ya na 2002. Agbanyeghị na ọ na-eme ihe nkiri kachasị n'asụsụ Yoruba nke Nollywood, o mekwara ihe nkiri bekee. [1] [2] [3] [4] Dayo bu onye nwe ulo akwukwo PayDab School nke di ebe nabo Ibadan na Lagos. [5] [6]
Onyiye
[dezie | dezie ebe o si]- Nollywood Female Face Of The Year 2017 Pink Awards
- Best Actress Indenoius Nollywood Movies Awards 2014
- Best Kiss In A Movie BON Awards 2013
- Best Crossover Act YMAA 2014
- Outstanding Performance 2010 The Ambassador Club
- Outstanding Achievers Awards 2011
- Diamond Special Recorgnition Award 2014
- Merit Award 2013 J15 School Of Art
- Achievers Award Of Honor J-KRUE 2013
- Award Of Excellence 2016 AFamily
Otu Ahịrị egwu
[dezie | dezie ebe o si]- Aye Mii
- Ayemi Remix ft Oritsefemi
- Alejo
- Fuo Uche M
- Hụnanya Mama
- Omodaddy
Ntughari
[dezie | dezie ebe o si]
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Dayo Amusa's Official website. Archived from the original on 2015-11-12. Retrieved on 2015-08-10.
- ↑ My relationship with Mike Ezuruonye — Nollywood actress Dayo Amusa. The Nation.
- ↑ Aiye Jobele. "I Missed Fatherly Care —Dayo Amusa".
- ↑ Nollywood Actress Dayo Amusa Drops New Single.
- ↑ Ayo Onikoyi. "I am not dating KWAM 1 — Dayo Amusa cries out". Retrieved on 2015-08-10.
- ↑ Dayo Amusa opens nursery school in Ibadan, Oyo State. Niger Gists. Retrieved on August 10, 2015.
- ↑ Gbenga Bada (May 27, 2015). Actress hosts 5000 kids and rewards lucky winner with N100K. The Pulse. Archived from the original on March 4, 2016. Retrieved on April 24, 2021.
Ụdàkọ:
- Mmadụ ndi di ndụ
- 21st-century women educators
- Mayflower School alumni
- 21st-century women singers
- 21st-century Nigerian educators
- Founders of Nigerian Schools and colleges
- Yoruba female musicians
- Yoruba educators
- Nigerian women educators
- 21st-century Nigerian singers
- 21st-century Nigerian actresses
- Nigerian female singers
- Moshood Abiola Polytechnic alumni
- 1983 births
- Actresses from Lagos
- Yoruba actresses
- Living people