Doreen Amata
Ọdịdị
Doreen Amata
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Doreen Amata |
| Aha enyere | Doreen |
| Aha ezinụlọ ya | Amata |
| Aha gọọmenti | Doreen Amata |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Mee 1988 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | high jumper |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | agba aja aja |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | high jump |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Doreen Amata ⓘ (a mụrụ ụbọchị nke 6 n'ọnwa Mee nke afọ 1988 na Legos, Naijiria ) bụ nwanyị Naijiria na-egwu egwuregwu bụ ọkachamara na ihe omume ị wuli elu .
Amata nọchitere anya Naịjirịa na asọmpi Olimpik nke afọ 2008, rite ọkwa nke iri na isii n'ogo niile. O ritere ọla edo maka obodo ya nke West Afrịlka na 2007 All-Africa Games .
Amata zọrọ Naịjirịa asọmpi na asọmpi Olimpik nke afọ 2016, mana o rughị agba nke ikpeazụ. [1] Ọ bụ onye nnọchite anya Naijiria n'emume mmechi ahụ. [2]
Ihe omume ọ kacha mee ọfụm na ya bụ ihe omume nke mita 1.95 Ọutdoors (n'Abuja n'afọ 2008, na Daegu n'afọ 2011) na mita 1.93 (na Banska Bystrica n'afọ 2016).
Ndekọ asọmpi
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Notes |
|---|---|---|---|---|
| Nnọchite anya Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:CountryData/cacheE' not found. | ||||
| 2007 | All-Africa Games | Algiers, Algeria | 1st | 1.89 m |
| 2008 | African Championships | Addis Ababa, Ethiopia | – | NM |
| Olympic Games | Beijing, China | 16th (q) | 1.89 m | |
| 2009 | World Championships | Berlin, Germany | 27th (q) | 1.85 m |
| 2011 | World Championships | Daegu, South Korea | 8th | 1.93 m |
| All-Africa Games | Maputo, Mozambique | 1st | 1.80 m | |
| 2012 | African Championships | Porto Novo, Benin | 4th | 1.75 m |
| Olympic Games | London, United Kingdom | 17th (q) | 1.90 m | |
| 2015 | World Championships | Beijing, China | 12th | 1.88 m |
| African Games | Brazzaville, Republic of the Congo | 2nd | 1.85 m | |
| 2016 | World Indoor Championships | Portland, United States | 9th | 1.89 m |
| African Championships | Durban, South Africa | 2nd | 1.82 m | |
| Olympic Games | Rio de Janeiro, Brazil | 27th (q) | 1.89 m | |
| 2018 | Commonwealth Games | Gold Coast, Australia | 10th | 1.80 m |
| 2019 | African Games | Rabat, Morocco | 5th | 1.78 m |
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- Evans, Hilary; Gjerde, Arild; Heijmans, Jeroen; Mallon, Bill; et al. "Doreen Amata". Olympics at Sports-Reference.com. Sports Reference LLC. Archived from the original on 3 November 2012.