Doris Jacob

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Doris Jacob
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoDoris Jacob Dezie
Aha enyereDoris Dezie
aha ezinụlọ yaJacob Dezie
aha gọọmentiDoris Jacob Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Disemba 1981 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so na2000 Summer Olympics, 2002 Commonwealth Games Dezie

Doris Jacob Onye amụrụ n'abalị̀ iri na isii n'ime onwa Desemba n'afọ 1981, bụ Sprinta Nigeria ma bụrụ ọkachamara na 400 mita .

Doris mgbara onye nke asaa na mita 4 x 400 na 1997 World Championship, ya na ndị otu egwuregwu Olabisi Afolabi, Fatima Yusuf na Falilat Ogunkoya . Isonye na egwuregwu a na 2000 Summer Olympics, ndị otu a gunyere Jacob, Afolabi, Rosemary Okafor na Charity Opara setịpụrụ akụkọ mba nke nkeji 3: 22.99 na ọṅụṅụ ọkụ [1] Jacob nyekwara aka nweta nrite ọla nchara na 2002 Commonwealth Games . [2]

Na ọkwa onye ọ bụla, Jekọb ritere ọla ọcha na 2003 All-Africa Games na ọla nchara na 1999 Summer Universiade, onye a n'ekwu maka ya na oge kachasị ya mma bụ 51.04 sekọnd.

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:NGR
1997 World Championships Athens, Greece 7th 4 × 400 m relay 3:30.04
1999 Universiade Palma de Mallorca, Spain 3rd 400 m 51.04
2000 Olympic Games Sydney, Australia 1st (h) 4 × 400 m relay 3:22.99
2001 Universiade Beijing, China 8th 4 × 400 m relay 3:48.92
2002 Commonwealth Games Manchester, United Kingdom 13th (sf) 400 m 52.88
3rd 4 × 400 m relay 3:29.16
African Championships Radès, Tunisia 8th (h) 400 m 54.14
2003 All-Africa Games Abuja, Nigeria 2nd 400 m 51.41
Afro-Asian Games Hyderabad, India 2nd 400 m 53.08

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Doris Jacob at World Athletics