Dorothy Height
Ọdịdị
Dorothy Height
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha ọmụmụ | Dorothy Irene Height |
| Aha enyere | Dorothy, Irene |
| Aha ezinụlọ ya | Height |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Maachị 1912 |
| Ebe ọmụmụ | Richmond |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 20 Eprel 2010 |
| Ebe ọ nwụrụ | Howard University Hospital |
| Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
| Ebe olili | Fort Lincoln Cemetery |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ụdị ọrụ ya | Ikike mmadụ, ikike obodo na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, women's rights, racial discrimination, civil rights |
| Onye were ọrụ | Harlem YWCA, YWCA USA |
| Ebe agụmakwụkwọ | Columbia University, New York University, Steinhardt School of Culture, Education, and Human Development, Columbia University School of Social Work |
| Agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika |
| Archive na | Smith College |
| Onu akụkọ ihe mere eme na | Black Women Oral History Project |

Dororthy Irene Height (Önwa ato 24, 1912 — Önwa ano 20, 2010) bu mgbe mbu onye Afrika nor na Amerika nke na lefu ihe anya, ony nkuzi, na onye na jé íjẹ maka iwu mmadu. O bu mgbe mbu onye ishi Nationa Council of Negro Women na afọr di iri ano, na o nwètèrè ihe onyinyé Presidential Medal of Freedom na afọr 1994, na olaédo nke Congressional Gold Medal na afọr 2004.