Dumebi Agbakoba
Ọdịdị
Dumebi Agbakoba
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Disemba 1983 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lagos ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | creative director, onye ntaakụkọ ![]() |
Dumebi Agbakoba
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Dumebi Agbakọba n'afọ 1983 na Lagos.[1] A zụrụ Dumebi na Lagos nke dị na Nigeria, Ọ gara akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ 'Rye St Anthony dị na Oxford n'obodo London. N'afọ 2008 ọ laghachiri obodo London ebe o bidoro ọrụ imepụta ihe di iche iche eji achọ mma ma rụkwa n'ụlọ ọrụ na-ebipụta akwụkwọ Magazin.[2] Ọ bụ onye nta akụkọ, osi nri, onye nchịkọta na -ahụ maka ọrụ nka .
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ https://peoplepill.com/people/dumebi-agbakoba
- ↑ Archive copy. Archived from the original on 2021-05-06. Retrieved on 2021-05-06.