Ebele Okaro
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Aha enyere | Ebele |
aha ezinụlọ ya | Okaroh |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Jenụwarị 1964 |
Ebe ọmụmụ | London |
Ńné | Elizabeth |
nwanne | Anọ |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
ebe agụmakwụkwọ | University of Calabar |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ihe nrite | Africa Magic Viewers' Choice Awards, Best of Nollywood Awards |
ahọpụtara maka | Africa Magic Viewers' Choice Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Ebele Okaro Onyiukeaudio (amụrụ na ubochi itolu nke onwa Jenụwarị) [1] bụ nwaafọ Naịjirịa na- eme ihe nkiri na ihe onyonyo [2]
Mmalite ndu na mmuta
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Okaro na London ma otolitere na steeti Enugu nke di na Naijiria. [3] Ọ malitere ime ihe nkiri mgbe ọ na-aga Santa Maria Primary School [1] wee gaa n'ihu na igu akwụkwọ na ụlọ akwukwo 'Queen of the Holy Rosary Secondary' di na Nsukka . Mgbe ọbanyere agụm akwukwo Mahadum Calabar, Okaro nwere oke agụụ ime ihe nkiri wee nweta nzere bachelọ na Theater Arts . [2] Nne ya bụ onye na- arụ olụ n'ihe nkiri telivishọn ma nna ya bụ injinia [4] onye nwere nukwu mmasị na nkà na akwụkwọ .
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, Okaro Jere ozi ife ala Nna ya na 'Nigerian Television Authority', ebe ọnọ nweta ohere maka ngosipụta na telivishọn. [2] [4] Agbanyeghi, na ndakpọ ụlọ ọrụ ihe nkiri nke Naijiria (nke a maara dị ka Nollywood ), ọ malitere ọrụ na ụlọ ọrụ ndị nnọchi anya obodo na Lagos mesikwa rụọ ọrụ na ụlọ akụ tupu ọlaghachi na-eme ihe nkiri. [3]
N'afọ 2014, Ebele Okaro Onyiuke wepụtara ma mee ihe nkiri na Musical Whispers, ihe nkiri nke na akpalite maka nkwado ahuanya maka ụmụaka nwere autism . [5] [6] [7] Emumea kpọtakwara ndị nwoke na Nwanyị ọzọ na-eme ihe nkiri na Naijiria, nke ndị putara ihe bụ Chioma Chukwuka na Kalu Ikeagwu .
A matala ya dika "Mama nke Nollywood" [1] [4] ma mee ka ndị na-akwado ya na ndị ibe ya na-akwanyere ya ùgwù. [3]
Ndu onwe
[dezie | dezie ebe o si]Ọ lụrụ di na nwunye na ezinụlọ Onyiuke. [3]
Ntulugo
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2017, arụmọrụ ya na 4-1 Love meriri Okaro ntulugo African Magic Viewers Choice Award maka Onye Nkwado Kachasị Mma. [3] [8] A họpụtara ya maka ọrụ ya ihe nkiri 'Smash' na 2020 Africa Magic Viewers 'Choice Awards for Best Actress in a Comedy (Movie / TV Series). [9]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Aha | Ọrụ | Onyeisi | Ihe edeturu | Ntughari |
---|---|---|---|---|---|
Eziza | [4] [3] | ||||
Na-akpụ akpụ mkpịsị aka | |||||
Uhie Uhie | |||||
Mmiri Na-emighị emi | |||||
Anya nke Atọ | |||||
1996 | Ndị eji eji eji | Tade Ogidan | [10] | ||
2006 | Dbọchị 30 | Mama Alero | Mildred Okwo | [11] | |
2014 | Ọgba aghara | Dr. Ese | Okechukwu Oku | [12] | |
2014 | Chetanna | Ikechukwu Onyeka | Asusu igbo | [13] | |
2014 | Egwú Ugwu | Jasmine | Nkekọ Emerua | Ọzọkwa onye na-emepụta ihe | [5] [6] |
2016 | 4-1-Lovehụnanya | Nne Uju | Ikechukwu Onyeka | Onye na-akwado ihe nkwado kachasị mma na ihe nkiri – 2017 Africa Magic Viewers Choice Awards | |
2015 | Iesmụaka Dị Ike | Chioma | |||
2017 | Karma | Mama Ngozi | Onyeisiala Ofoegbu | [14] | |
2019 | Ibi na Njikọ: Brehapụ Free | Eunice Nworie | Ramsey Nouah |
Ntughari
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 Actress Ebele Okaro Stuns in New Birthday Photos (19 January 2016). Archived from the original on 8 November 2020. Retrieved on 13 May 2017.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 "Ebere Okaro", 30 May 2007. Retrieved on 4 April 2017.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 3.3 3.4 3.5 "A pip for beloved Nollywood actress, Ebele Okaro-Onyiuke", 18 March 2017. Retrieved on 13 May 2017.
- ↑ 4.0 4.1 4.2 4.3 "Birthday Shout! Celebrating veteran Nollywood actress Ebele Okaro", 19 January 2016. Retrieved on 13 May 2017.
- ↑ 5.0 5.1 Dachen, Isaac. "She Is Back: Veteran Actress, Ebele Okaro Makes Return In Musical Whispers", 14 May 2014. Retrieved on 4 April 2017.
- ↑ 6.0 6.1 Elekwachi, Edith. "Nollywood Thespian Ebele Okaro-Onyiuke Debuts New Movie Against 'Autism'", 16 May 2014. Retrieved on 6 April 2017.
- ↑ "Nigeria: Okaro-Onyiuke's Autism-Inspired Musical Whispers Premieres With Glam", 6 June 2014. Retrieved on 4 April 2017.
- ↑ "'76' wins five awards at AMVCA 2017", 5 March 2017. Retrieved on 6 April 2017.
- ↑ 2020 AMVCA: Check out the full nominees’ list (2020-02-07). Retrieved on 2020-10-10.
- ↑ Film: OGD Pictures Limited – Television & Film Production. Retrieved on 7 April 2017.
- ↑ Does 30 Days Live Up To The Hype? (30 July 2006). Retrieved on 13 May 2017.
- ↑ "'Bambitious': Daniel K Daniel, Belinda Effah, Selebobo attend Enugu premiere", 2 December 2014. Retrieved on 13 May 2017.
- ↑ "'Chetanna': Chigozie Atuanya's Movie Wins Best Indigenous Film", 29 October 2014. Retrieved on 13 May 2017.
- ↑ "Road To Yesterday For Release November 27", 31 October 2015. Retrieved on 13 May 2017.