Ebonyi, Ebonyi State

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ebonyi, Ebonyi State
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Ebonyi Dezie
nhazi ọnọdụ6°14′0″N 7°59′9″E, 6°31′19″N 8°7′47″E Dezie

Abakaliki bụ otu ógbè Gọọmentị Obodo nke Ebonyi Steeti, Naịjirịa. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Nkaliki.[1]

Ebonyi, Ebonyi State

O nwere mpaghara nke Kilomita Narị anọ na iri anọ na atọ na ọnụ ọgụgụ mmadụ otu narị na iri abụọ na isii, narị asatọ na iri atọ na asaa na ọnụ ọgụgụ nke afọ 2006.

Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị anọ na iri asatọ.[2] Enwere ike ịchọta koodu mpaghara

Ihu igwe[dezie | dezie ebe o si]

Ọnodu ihu igwe Ebonyi Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa October afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.

Ebonyi Steeti so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Niajiria

Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Steeti a.

.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ebonyi State Government | Local Government Council. www.ebonyistate.gov.ng. Archived from the original on 2019-12-23. Retrieved on 2020-01-05.
  2. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.