Gaa na ọdịnaya

Edith T. Martin

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Edith T. Martin
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereEdith, Irene Dezie
Aha ezinụlọ yaMartin, Thompson Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1920 Dezie
Ebe ọmụmụCaroline County Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya2008 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà, curator Dezie
Onye were ọrụSmithsonian Institution, Renwick Gallery Dezie
Ebe agụmakwụkwọAmerican University, Georgetown University Dezie
Archive naAnacostia Community Museum, Smithsonian Institution Dezie
Omenkà faịlụ naNational Gallery of Art Library Dezie
Onye òtù nkeWashington Women's Art Center, National Conference of Artists Dezie

Edith T. Martin bụ onye America na-ese ihe na ónyé ọkachamara n'ebe ngosi ihe mgbè ochie.

A mụrụ ya na Caroline County, Virginia. Ọ kwagara Washington D.C. ebe ọ nwetara ákàrà ugo mmụta na Fine Arts na Mahadum America ma gaa Mahadum Georgetown . Ọ rụrụ ọrụ dị ka ónyé na-ese ihe na ónyé na-ahụ màkà ihe ngosi nka na Smithsonian American Art Museum na Renwick Gallery.

Martin na-arụsi ọrụ ike na ọbọdọ nka na Washington D.C. ma na-akwado màkà ngosi nke ọrụ nke ụmụ nwanyị ndị Africa America na-ese ihe karịsịa.[1] Ọ nwèrè njikọ na DC Art Association, Smithsonian Institution Women's Council, National Conference of Artists, na Washington Women's Art Center.[2] Ọ bụ ónyé otu Executive Board nke National Conference of Artists. Ọrụ Martin bi n'ọtụtụ nchịkọta nka na-adịgide adịgide na United States.

Martin sonyere ma hazie ọtụtụ ihe ngosi, ọkachasị na Anacostia Neighborhood Museum, Smithsonian American Art Museum na Renwick Gallery.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Trescott. "Words at the Library On Black Women's Art", The Washington Post, 1979-02-02. Retrieved on 2016-03-19. (in en-US)
  2. Martin (2007). Edith T. Martin Papers. Smithsonian Institution Anacostia Community Museum Archives: Anacostia Community Museum Archives.