Gaa na ọdịnaya

Emily Odoemenam

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Emily Odoemenam
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereEmily Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Disemba 1970 Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
Ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie

 

Emily Odoemenam
Personal information
NationalityNigerian
Occupationsprinter
WeightScript error: No such module "ConvertIB".
Sport
CountryNigeria
Medal record
Women's Athletics
Representing Nigeria
African Championships
Silver medal – second place1990 Cairo200 m
Bronze medal – third place1990 Cairo400 m
Silver medal – second place1993 Durban400 m

Emily Odoemenam (amụrụ n'ihe dị ka n'afọ 1975) bụ onye Naijirịa bụbu onye na-agba ọsọ. O sonyere na asọmpi obodo na nke mba ụwa na egwuregwu na-anọchite anya Naijirịa. O ritere ọlaọcha na ọla nchara na 1990 African Championships in Athletics na ọlaọcha ọzọ na 1993 African Championships na Athletics n'ihe omume mita 200 na 400.[1][2] Emily sonyekwara na 1993 World Championships in Athletics nke ụmụ nwanyị 4 × 400 mita relay n'akụkụ Omolade Akinremi, Omotayo Akinremi na Olabisi Afolabi.

Ihe ndị ọ rụzuru

[dezie | dezie ebe o si]
YearCompetitionVenuePositionEventNotes
Representing Nigeria
1990 African Championships Cairo, Egypt 2nd 400 metres 22:59
1990 African Championships Cairo, Egypt 3rd 400 metres 51:68
1993 African Championships Durban, South Africa 2nd 400 m 22.53

Ihe kacha mma n'onwe ya

[dezie | dezie ebe o si]
  • 200 mita mgbochi 22:59 s (1990)
  • 400 mita na 51.68 s (1990)

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Emily Odoemenam. Universiade (3 January 2014). Archived from the original on 18 April 2021. Retrieved on 9 July 2014.
  2. Emily Odoemenam. Universiade (3 January 2014). Retrieved on 9 July 2014.