Omotayo Akinremi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Omotayo Akinremi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Septemba 1974 Dezie
nwanneOmolade Akinremi, Christy Akinremi Dezie
Ọrụ ọ na-arụsprinter, hurdler Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi400 metres, 4 × 400 metres relay, 400 metres hurdles Dezie

Omotayo Akinremi (a mụrụ na ụbọchị iri na atọ, ọnwa Septemba afọ 1974) bụ onye Naijiria bụrụkwa onye gbara oso ya na ọsọ ihe mgbochi n'oge gara aga. Ọ sonyere na asọmpi nke mba ụwa n'egwuregwu ịgba ọsọ ebe ọ nochitere anya Naịjirịa. O nwetara ihe nrite ọla edo n'asọmpi asọmpi afọ 1992 na 1993 nke Afrịka n'asọmpi egwuregwu mita narị anọ, o nwetakwara ọla nchara na mmemme afọ 1990, na n'egwuregwu Africa niile nke 1991 ọ nwetara nrite ọla n'asọmpi mita narị anọ. Emily merikwara na mita 200 na asọmpi egwuregwu egwuregwu Oceania afọ 2000 . Ọzọkwa, o sonyeere n'otu egwuregwu ndị ọsọ mgbagharị nke 4 × 400 obodo Naijiria bụ ndị nwetara ihe nrite ọla na 1993 Summer Universiade na Olabisi Afolabi, Omolade Akinremi na Onyinye Chikezie . [1] [2]

Ihe nweta[dezie | dezie ebe o si]

Asọmpi ndị ntorobịa mba ụwa na egwuregwu[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:NGR
1990 World Junior Championships Plovdiv, Bulgaria 3rd 4 × 400 m relay 3:33.56

Asọmpi Afrịka n'egwuregwu[dezie | dezie ebe o si]

Egwuregwu Africa[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:NGR
1991 All-Africa Games Cairo, Egypt 3rd 400 m hurdles 58:85

Mahadum Summer[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:NGR
1993 Universiade Buffalo, United States 7th 400 m hurdles 58.47
  • Ihe mgbochi mita 400 - 57.59 s (1992)
  • 400 mita - 52.53 s (1993)

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1993 Universiade Summer. Universiade (3 January 2014). Archived from the original on 30 July 2012. Retrieved on 9 July 2014.
  2. Omotayo Akinremi. IAAF World Athletics (3 January 2014). Retrieved on 9 July 2014.