Onyinye Chikezie
Ọdịdị
Onyinye Chikezie
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha ezinụlọ ya | Chikezie |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Maachị 1973 |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
Onyinye Chikezie ⓘ bụ nwanyị Naịjirịa n'eme egwuregwu ịgba ọsọ lara ezumike nka, onye pụrụ iche na 100 mita. Ó meriri n'Ihe nrite ọla edo n'egwuregwu a na-akpọ Afirikan Championship na Cairo . Òkwè kachasị ya mma na 100 mita bụ 11.56. O sonyekwara n'egwuregwu World Junior Championship nke 1992 n'Athletics na Seoul na 100 mita, 200 mita ma bụrụ otu n'ime ndị otu ụmụ nwanyị Naịjirịa na- agba ọsọ 4 × 100 , ma ọ gaghị n'ihu iru na ngwụcha n'ime ihe omume ndị a. [1]
Asọmpi mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Yesno' not found. | |||||
| 1990 | African Championships | Cairo, Egypt | 1st | 100 m | 11.56 |
| 1992 | World Junior Championships in Athletics | Seoul, South Korea | 14th (q) | 100 m | 11.92 |
| 15th (q) | 200 m | 24.58 | |||
| 12th (q) | 4 × 100 m relay | 46.58 | |||
| 1993 | Summer Universiade | Buffalo, United States | 3rd | 4 × 400 m relay | 3:34.97 |
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ zie
- Onyinye Chikezie at World Athletics