Empress Njamah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Empress Njamah
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoEmpress Njamah Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Olabisi Onabanjo Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Empress Njamah bụ nwaafọ Naịjirịa na -eme ihe nkiri. [1] N'afọ 2012, a họpụtara ya n'ihe nrite ''best supporting actress'' na Afrika Movie Academy Awards, mana Terry Pheto meriri ya.

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Ndị nne na nna Njamah sitere na Naijiria na Kameruun. Ọ bụ onye nwtara nzere bachelọ n'agụmagụ Bekee na Mahadum nke Olabisi Onabanjo,dị na Ogun Steeti . Ya na Timaya yiburu, mana mmekọrịta ahụ kwụsịrị mgbe ọ ghọọrọ isiokwu nke mkparịta ụka na soshal midia.[2][3] N’ikwu okwu banyere ọnọdụ alụm di na nwunye ya, ọ kọwara na ị nọ n’alụghị di anaghị enye ya nsogbu ebe ọ bụ na ndị ezinụlọ ya maara ihe ma ghọta na oke ụmụ nwanyị na ụmụ nwoke ahaghị. Ọ gara n'ihu ị kọwa na alụmdi na nwunye ndị a ma ama anaghị adịgide, na ọ nweghị isi ọ bụla i mefu ego maka agbamakwụkwọ nke na-agaghị adịgide n'oge. N'ihe gbasara ''baby mama '' na Nollywood, ọ kọwara The Punch na ọtụtụ n'ime ụmụ nwanyị na-eme ihe nkiri na-alụbeghị nwanyị nwere ụmụaka na-akwa mmakwaara maka usoro ndụ ha mana ha enweghị obi ike iji kwuo nke ahụ n'ihu ọha.[4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ malitere i me ihe nkiri n'afọ 1995. Dịka akụkụ nke ọrụ ya na-elekọta mmadụ, ọ malitere ntọala a na-akpọ House of Empress, nke na-elekọta ụmụaka nwere mkpa pụrụ iche. Ntọala ahụ mere emume ncheta afọ nke iri ya n'afọ 2016. [5] [6]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nkiri Ọrụ Ihe edeturu
2000 Girls Hostel Tunica Na Uche Jombo
2004 Missing Angel
2006 Liberian Girl
  • The Pastor and the Harlot
  • You Broke My Heart

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Empress Njamah on IMDb