Gaa na ọdịnaya

Eskor Toyo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Eskor Toyo
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1929 Dezie
Ebe ọmụmụOron Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya7 Disemba 2015, 2015 Dezie
Ebe ọ nwụrụCalabar Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụphilosopher, odee akwụkwọ, university teacher Dezie
Onye were ọrụUniversity of Maiduguri Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of London Dezie

Eskor Toyo (onye amụrụ Asuquo Ita; 1929-2015) bụ onye ọkà mmụta Marxist nke Naijiria, onye edemede na agụmakwụkwọ.[1][2] Ruo ọnwụ ya, ọ bụ prọfesọ nke akụ na ụba na Mahadum Calabar.[3]

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na 1929 na Oron, Akwa Ibom State, Eskor gụsịrị akwụkwọ na Calabar na Lagos. Mgbe ọ nọ na Grade One na 1945, ọ nwetara Cambridge School Certificate na Cambridge Higher School Certificate nke ọ gafere.[4] Mgbe ọ nwetasịrị diplọma na Public Administration, ọ gara Mahadum nke London ebe ọ nwetara BSc na akụ na ụba. Eskor gara n'ihu na agụmakwụkwọ ya site n'inweta diplọma postgraduate na National Economic Planning, MSc na PhD na akụ na ụba.[4]

Dị ka onye nkuzi, Eskor kụziri akụ na ụba na mahadum ụfọdụ na Europe na Naijiria tupu ọ bụrụ onye isi nke Ngalaba akụ na ụba Na Mahadum nke Maiduguri na Calabar.[4]

Eskor bụ otu n'ime ndị ọsụ ụzọ guzobere otu ndị Naijiria Marxist-Leninist Socialist Workers and Farmers Party of Nigeria.[5][6] Mgbe ọ rịasịrị ọrịa strok, ọ nwụrụ na 7 Disemba 2015 na Mahadum nke Calabar Teaching Hospital na Calabar.[7]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Buhari pays ultimate tribute to Eskor Toyo", The News Nigeria, 3 March 2016. Retrieved on 4 March 2016.
  2. Patrick Okedinachi Utomi (2002). To Serve is to Live: Autobiographical Reflections on the Nigerian Condition. Spectrum Books. ISBN 978-978-029-144-0. 
  3. Leadership Editors. "Professor Eskor Toyo (1929–2015)", Leadership Newspaper, 29 December 2015. Retrieved on 19 January 2016.
  4. 1 2 3 "Eskor Toyo: Exit of a renowned scholar and activist", The Sun Newspaper, 23 December 2015. Retrieved on 19 January 2016."Eskor Toyo: Exit of a renowned scholar and activist". The Sun Newspaper. 23 December 2015. Archived from the original on 25 January 2016. Retrieved 19 January 2016.
  5. Edwin Madunagu (2001). The Making and Unmaking of Nigeria: Critical Essays on Nigerian History and Politics. Clear Lines Publications. 
  6. Edwin Madunagu (2006). Understanding Nigeria and the new imperialism: essays 2000–2006. Clear Lines. ISBN 978-978-38525-1-8. 
  7. Todo. "Eskor Toyo dies at 85", The Guardian Newspaper, 10 December 2015. Retrieved on 19 January 2016.

Akwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]