Gaa na ọdịnaya

Esther Onyenezide

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Esther Onyenezide
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha n'asụsụ obodoEsther Onyenezide Dezie
Aha enyereEsther Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Jụn 2003 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuNigeria women's national football team, Real Madrid Club de Fútbol, Hapoel Katamon Jerusalem F.C. Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie
Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpiMadrid C.F.F. Dezie

Esther Chinemerem Onyenezide (amụrụ ya n’ubochi 30 June n’afo 2003) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba ọsọ n'etiti maka klọb ụmụ nwanyị nke Ndi Obodo Spain Madrid CFF na ndị otu ụmụ nwanyị Naijiria. [1]

N'afọ 2022, FIFA họpụtara ya dịka onye egwuregwu nke egwuregwu ahụ nke bù bọọlụ ugboro abụọ n'oge mmeri 3-1 megide Canada. [2]

Ọrụ mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

Esther nọchitere anya [3] Naijiria na 2022 FIFA U-20 World Cup na Costa Rica, gbara bọọlụ maka FC Robo Queens tupu ọ kwaje Madrid CFF na nkwekọrịta oge atọ na 2024.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Akinbo (2023-10-24). Onyenezide in cloud nine after Falcons invite. Punch Newspapers. Retrieved on 2024-03-15.
  2. TSG salute Becho, Matsukubo, Onyenezide and Rijsbergen. fifa.com. Retrieved on 2024-03-15.
  3. Bajela (2024-02-21). Onyenezide, Ajakaye join Madrid CFF from Robo Queens (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2024-03-15.