Fade Ogunro
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ebe ọmụmụ | Ȯra Ekiti |
| Nwanne | Sedan ogunro |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, French, Spanish, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | okoo akuko, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye mmebe ejiji |
| Ụdị ọrụ ya | oru nta akuko, àgwà redio |
| Onye were ọrụ | Google, Onye nche |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Roehampton |
| Ogo mmụta | Bachelor of Arts |
| Ebe obibi | Naijiria, Obodoézè Nà Ofú |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Fade Ogunro bụ onye nwere àgwà nakwa ànó n'ikuku, onye na-egosi redio na ihe onyonyo, onye na-emepụta ihe nkiri, na onye mmebe ejiji. Ọ bụ onye nchoputa na onye isi oche nke Bookings Africa, onye na-eweta ọrụ nka n'ịntanetị na Africa. Ọ bụ onye Ekiti steeti dị na mpaghara South West na mba Naijiria. Ọ na-asụ asụsụ Bekee, French nakwa Spanish . [1] [2]
Agụmakwụkwọ na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Fade Ogunro na ndị mụrụ ya hapụrụ Naijiria mgbe ọ dị afọ asaa. [3] Ọ gụrụ akwụkwọ akụkọ na ihe okike na Mahadum Roehampton, UK. [4] Mgbe ọ gụsịrị mahadum, ọ rụrụ ọrụ na Google na UK. Ọ lọghachiri na Naijiria n'afọ 2010 wee malite ịrụ ọrụ na Redio Continental n'otu afọ ahụ. Ọ rụrụ ọrụ maka PM News, Guardian Newspaper, 234 Next na Beat 99.9 FM redio. [1] Ọ na-akwado ihe ngosi redio na ngwụcha izu na Beat 99.9FM. Ọ bụkwa onye na-akwado ihe nkiri TV akpọrọ Glam Report. [2] Ọ gbara arụkwaghịm na redio Beat 99.9 FM na 2016. [5]
N'April afọ pụkụ abụọ na iri na iteghete ọ malitere ngwa ọhụrụ a na-akpọ Bookings Africa . Ngwa ahụ na-enyere ndị sonyere aka ịchọ ndị nwere nka dị iche iche, rute ndị a, nweta ọnụ ahịa maka ọrụ ha wee jiri ụdị ọnụahịa ahụ na ndị na-enye ọrụ ndị ọzọ. Ngwa ahụ nwere ụdị talent iri na anọ ma dịkwa na Nigeria, Kenya na South Africa [6] [7] [8] [9] Ọ bụ onye nwe ya na onye isi mmepụta na FilmFactoryNG ụlọ ọrụ mmepụta vidiyo. Ọ na-emekwa ihe ngosi ejiji nke ya nke akpọrọ Fashion Friday na Fade. [1] [2] Ọ bụ nwaanyị Africa mbụ inọ ọdụ n'oche Global Campaign Board of Cherie Blair Foundation màkà ụmụ nwaanyị ntọala na-enyere aka ịchọpụta ụmụ nwanyị ọchụnta ego na mba ndị dị ala na nke etiti. [10]
Ogunro bụbu onye ịgba bọọlụ . Ọ na-akwado Anthony Mmesoma Madu, onye ballerina dị afọ iri na otu nke vidiyo ya malitere na afọ pụkụ abụọ na iri abụo. [11]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Ogunro bụ ada Sesan Ogunro Snr, otu n'ime ndị ọsụ ụzọ Mgbasa Ozi Mgbasa Ozi na Nigeria nke e gburu na 2013. [12] Ọ bụ nwanne onye isi vidiyo Sesan Ogunro na ha na-arụ ọrụ mmepụta ụlọ ọrụ, Film Factory ọnụ. [13]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Ogunro bụ nwa nwanyị nke Sesan Ogunro Snr, Otu n'ime ndị ọsụ ụzọ mgbasa ozi na Naịjirịa nke e gburu na 2013.[14] Ọ bụ nwanne nwanyị onye nduzi vidio Sesan Ogunro na ha na-arụkọ ọrụ na mmepụta ihe, Film Factory.[15]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- The Ascension (2face Idibia album)
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 3 "#SCHICKWOMAN: FADE OGUNRO IS THE MEDIAPRENEUR TAKING OVER AFRICA". December 26, 2017.
- 1 2 3 Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "ICYMI: E-banking faces threat as customers lose huge savings to fraudsters – Punch Newspapers". Punch Newspapers – The most widely read newspaper in Nigeria. Retrieved 2020-08-14.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "Fade Ogunro Launches 'Bookings Africa ' for Talents Sourcing". October 25, 2019.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "Fade Ogunro Biography - Age". April 19, 2016.
- ↑ "Cherie Blair Foundation appoints Ogunro on its global campaign board". The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (in Bekee ndị America). 2021-02-18. Retrieved 2021-11-25.
- ↑ Brara, Noor (2020-08-19). "In Lagos, a Homegrown Ballet Academy Leaps Into the Spotlight". The New York Times (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-11-25.
- ↑ "Ekiti Broadcasting Service boss, Ogunro killed in Lagos | Premium Times Nigeria" (in Bekee ndị United Kingdom). 2013-12-23. Retrieved 2021-11-25.
- ↑ Eze, Mary Jane (12 January 2016). "Ex-Beat FM OAP, Fade Ogunro Speaks On How She Managed 'Two Husbands' At A Time". Retrieved 14 September 2020.
- ↑ "Ekiti Broadcasting Service boss, Ogunro killed in Lagos | Premium Times Nigeria" (in Bekee ndị United Kingdom). 2013-12-23. Retrieved 2021-11-25.
- ↑ Eze, Mary Jane (12 January 2016). "Ex-Beat FM OAP, Fade Ogunro Speaks On How She Managed 'Two Husbands' At A Time". Retrieved 14 September 2020.