Faith Idehen

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Faith Idehen
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoFaith Idehen Dezie
Aha enyereFaith Dezie
aha ezinụlọ yaIdehen Dezie
aha gọọmentiFaith Idehen Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Febụwarị 1973 Dezie
Dị/nwunyeFestus Igbinoghene Dezie
nwaNoah Igbinoghene Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụsprinter, asọmpi egwuregwu Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Alabama Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi100 metres Dezie
so na1992 Summer Olympics Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Faith Idehen (amuru na onwa ise Februarị n'afọ 1973) bu onye oso oso nwanyi lagoro ezumike nka si Naijiria . N'egwuregwu Olympic nke afọ 1992 ọ, ya na Beatrice Utondu, Christy Opara Thompson na Mary Onyali, meriri ihe nrite ọla na mgbagharị mita 4 x 100.

Idehen gara Mahadum Alabama na nkuzi egwu. Ọ lụrụ onye na-egwu egwuregwu Festus Igbinoghene na ha nwere nwa nwoke, Noa Igbinoghene, bụ onye na-egwu egwuregwu bọọlụ mba . [1]

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:NGR
1992 Olympic Games Barcelona, Spain 3rd 4x100 m relay 42.81 s
1994 Commonwealth Games Victoria, Canada 1st 4x100 m relay 42.99 s

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  •  

Àtụ:Footer IAAF World Cup Champions 4x100 m Women