Faith Obazuaye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Faith Obazuaye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Maachị 1989 Dezie
Ebe ọmụmụKazaure Dezie
Ọrụ ọ na-arụtable tennis player Dezie
ụdị egwuregwutable tennis Dezie

  Faith Obazuaye (amụrụ na uboch nke anọ n' onwa Machị 1989) bụ onye Naijiria na-egwu egwu [1]Tenis tebụl . O sonyere Naịjirịa na asọmpi tenis tebul nke obodo na nke mba ụwa. Obazuaye sonyere na asọmpi emere na afọ 2018 Egwuregwu Commonwealebee o anọchitere anya Naijiria.[2][3]

Egwuregwu tenis table[dezie | dezie ebe o si]

Obazuaye bụ onye Naijiria na-egwuregwu tenis table 10, ọ sonyere na otu Ụmụ nwanyị 10 na asọmpi tabulu tenis nke ụmụ nwanyị nke ndi commonwealth haziri na 2018 N'ime Gold Coast, Australia ebe ọ meriri ma nwetakwa ọlaọcha.[4][5][6] Obazuaye bụ naanị nwanyị Naijiria ruru eru maka 2020 Summer Paralympics mgbe ọ rụchara ọrụ na asọmpi nke mba Africa nke eji 2019 ITTF African Championship wee mara.[7][8][9]

Onye nke ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Faith dị ka Faith Oba-zuaye na 4 Machị 1989 na Benin City isi obodo Edo State, Nijiria.[1][10]

Ihe ndị ọ rụzuru[dezie | dezie ebe o si]

Nsonaazụ na 2018 Gold Coast Commonwealth Games[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:4TeamBracket-Tennis5-with 3rd

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Naịjirịa na Paralympics
  • Naịjirịa na 2020 Summer Olympics

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Faith Obazuaye. ACL Sports. Archived from the original on 19 October 2022. Retrieved on 1 May 2020.
  2. "Table Tennis Profile Faith Obazuaye", Gold Coast 2018 – Commonwealth Games, 1 July 2018. Retrieved on 14 May 2020.
  3. "NTF Hails 2 World Para-Taekwondo Athletes", PM News Nigeria. Retrieved on 1 May 2020.
  4. "Obazuaye Wins Silver As Quadri Advances Two Singles Final", Making of Champions, 1 July 2018. Retrieved on 14 May 2020.
  5. "Advance Australia Fair Salute Felicity Pickard", ITTF, 1 July 2018. Retrieved on 14 May 2020.
  6. "World Para Table Tennis Championships Team Nigeria Clinches Two Silver and Bronze", The Eargle Online, 1 July 2018. Retrieved on 14 May 2020.
  7. Paralympic Games bound, Mohamed Sameh Eid Salah for fifth time. African Para Championships 2019 – ITTF (1 July 2019). Archived from the original on 14 July 2019. Retrieved on 14 July 2019.
  8. "Team Nigeria Soars Para Table Tennis Championships", Today Nigeria, 1 July 2018. Retrieved on 14 May 2020.
  9. "Para Table Tennis Players Depart For China", Gold Coast 2018 – Commonwealth Games, 1 July 2018. Retrieved on 14 May 2020.
  10. "Commonwealth Games", BBC, 1 July 2018. Retrieved on 14 May 2020.