Gaa na ọdịnaya

Felicia Eze

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Felicia Eze
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereFelicia Dezie
Aha ezinụlọ yaEze Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Septemba 1974 Dezie
Ebe ọmụmụAnambra State Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya31 Jenụwarị 2012 Dezie
Ebe ọ nwụrụAnambra State Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie
So na2004 Summer Olympics Dezie

Felicia Eze Audio amụru na 27 Septemba afọ 1974 ruọ 31 Jenụwarị afọ 2012) [1] bụ onye egwuregwu bọọlụ Naijiria. Ọ zọrọ asọmpi Naịjirịa na asọmpi Olympics nke afọ 2004 . [2] Eze nwụrụ na 31 Jenụwarị afọ 2012 na Anambra Steeti ka ọ rịachara obere ọrịa, ọ dị afọ iri atọ na asaa. [3]

Hụ kwa

[dezie | dezie ebe o si]
  • Bọọlụ na 2004 Summer Olympics

Ebe m si nwete

[dezie | dezie ebe o si]
  1. NFF mourns Eze, condoles Egyptian FA. kickoff.com. Archived from the original on 17 June 2016. Retrieved on 7 February 2012.
  2. Felicia Eze Olympic Results. sports-reference.com. Retrieved on 7 February 2012.
  3. Super Falcons Star Dies. vanguardngr.com. Retrieved on 7 February 2012.