Jump to content

Flora Azikiwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Flora Azikiwe
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụFlora Ogbenyeanu Ogoegbunam Dezie
aha enyereFlora Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya7 Ọgọọst 1917 Dezie
Ebe ọmụmụOnịchạ Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya22 Ọgọọst 1983 Dezie
Dị/nwunyeNnamdi Azikiwe Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiFirst Lady of Nigeria Dezie

Flora Ogbenyeanu Ogoegbunam Azikiwe (7 August 1917 - 22 August 1983) bụ nwunye mbụ nke Nnamdi Azikiwe, onye isi ala mbụ nke Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka nwanyị mbụ nke Naịjirịa site na 1 Ọktoba 1963 ruo 16 Jenụwarị 1966 .[1][2]

A mụrụ Flora Ogbenyeanu Ogoegbunam na Onitsha, obodo dị na Anambra Steeti nke oge a na Chief Ogoegboundam, Adazia nke Onitsha (Ndichie Chief) site na Ogboli Agbor Onitsha. Ọ zutere Nnamdi Azikiwe n'ebe ahụ na 1934, ha abụọ lụrụ na 4 Eprel 1936. E mere agbamakwụkwọ ha na Wesley Church James Town, Accra, Gold Coast (Ghana nke oge a) ebe di ya na-arụ ọrụ dị ka onye nchịkọta akụkọ nke African Morning Post n'oge ahụ.[3][4]

Azikiwe bụ onye otu Eastern Working Committee nke National Council of Nigeria and the Cameroons (NCNC). Ọ bụ onye isi mbụ nke Home Science Association (HSA), nke a maara dị ka Federal Home Science Association.[5]

N'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1983, Azikiwe nwụrụ mgbe ọ dị afọ iri isii na isii.[6] Ya na di ya nwere otu nwa nwanyị na ụmụ nwoke atọ.

  1. Sadoh (2012). Joy Nwosu Lo-Bamijoko : the saga of a Nigerian female ethnomusicologist. Bloomington: iUniverse. ISBN 978-1469785875. 
  2. Michael Odigbe. "First Ladies Of Nigeria", Nigerian Observer, 27 October 2014. Retrieved on 17 September 2015.
  3. Onitsha Market Literature. onitsha.diglib.ku.edu. Retrieved on 17 September 2015.
  4. Of Flora, Victoria and Mariam (en-US). Vanguard News (2017-10-07). Retrieved on 2021-07-29.
  5. "Flora Azikiwe: Nigeria' maiden First Lady at a glance", People's Daily. Retrieved on 17 September 2015.
  6. The African Guardian (1990). pg. 37