Folashade Adefisayo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Folashade Adefisayo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic, commissioner Dezie
Ebe ọrụLagos Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Folashade Adefisayo bụ onye na-enwe mmasị n'agụmaakwụkwọ na nkuzi, [1] ọ bụ ya bụ kọmishọna nke Lagos State Ministry of Education . [2] [3] [4]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gara mahadum nke Ibadan ebe ọ nwetara nzere bachelọ na Zoology . [1] Ka oge na-aga, ọ gara mahadum Lagos State ebe o nwetara akara ugo mmụta Master na Business Administration ma gaakwa mahadum Nottingham, bụ ebe ọ nwetara akara ugo mmụta masters ọzọ na Education. [1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Folashade malitere ihe omume iji kwalite ụmụ akwụkwọ na Kọmputa Base Test (CBT), ka e nwechara ogologo oge mkpọchi COVID-19 na Lagos State, ihe omume a ga-akwalite ihe dị ka ụmụ akwụkwọ dị nde 1.5 n'ofe Lagos State na Nigeria. [5] O nyekwara iwu ka ebugoo ụmụ akwụkwọ Lagos gaa na klas ọzọ site n'ịtụle nwale ha(CA Test). [6]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Folashade bụ onye a mụrụ ma zụlite na Lagos na Ibadan nke Nigeria ; ọ bụ onye mbụ n'ime mmadụ ise a mụrụ n'ezinụlọ ya, ọ na-enwekwa mmasị ịgụ akwụkwọ na ime njem. [7]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Executive Council nke Lagos State

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Edugist Presents a Seasoned Academic, Folasade Adefisayo, to Proffer Ways to Revive and Strengthen Public Education in Nigeria (en-US). Edugist (2019-01-13). Retrieved on 2020-11-11.
  2. Lagos orders resumption of remaining classes in public, private schools (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-10-13). Retrieved on 2020-11-11.
  3. Lagos is prepared for new normal in education —Adefisayo - (en-US). Vanguard News (2020-08-06). Retrieved on 2020-11-11.
  4. Folashade Adefisayo Archives | Premium Times Nigeria (en-GB). Retrieved on 2020-11-11.
  5. Lagos targets 1.5m students for CBT software empowerment (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-08-20). Retrieved on 2020-11-11.
  6. Lagos to promote students to next classes using continuous assessments (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-08-14). Retrieved on 2020-11-11.
  7. My dream is to go and watch athletes at the Olympics –Adefisayo (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2020-11-11.