Folashade Oluwafemiayo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Folashade Oluwafemiayo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1985 Dezie
Ebe ọmụmụJos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụathlete Dezie
ụdị egwuregwupowerlifting Dezie
so na2012 Summer Paralympics, World Para Powerlifting Championships, para powerlifting at the 2022 Commonwealth Games – women's heavyweight Dezie
ihe omume dị ịrịba amadoping in sport Dezie
mmeripara powerlifting at the 2022 Commonwealth Games – women's heavyweight Dezie

 

Folashade Alice Oluwafemiayo (onye amụrụ na uboch nke iri na otu nke Machị 1985) bụ onye Naijiria na-eme egwuregwu Paralympic.[1]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Oluwafemiayo na Jos, ọ lụrụ nwoke na-eme egwuregwu paralympic, onye ya na ya nwere otu nwa.[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2012, Oluwafemiayo ritere ihe nrite ọlaọcha na 75kg nke ụmụ nwanyị na 2012 Summer Paralympicsna-emebi ihe ndekọ ụwa na usoro ahụ.[3] O nwetakwara ihe nrite ọla edo na asọmpi ndị na-ebuli ike nke do mba Uwa na 2017 na Mexico.[2] Otú ọ dị, a kwụsịtụrụ ya otu afọ ka e mesịrị maka imebi iwu mgbochi ọgwụ ọjọọ.[4]

N'afọ 2021, o ritere ihe nrite ọla edo na ihe omume ya na asọmpi ndi nebuli ike nke emere na Tbilisi, Georgia na 2021.[5][6] N'ihe omume a, o setịpụkwara ihe ndekọ ụwa ọhụrụ nke 152.5 kilogram.[7]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. OLUWATEMLAYO Folashade. Retrieved on 2018-08-01.
  2. 2.0 2.1 Folashade competed at 2012 Paralympics with pregnancy – Husband. The Punch (9 December 2017). Retrieved on 2018-08-01. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "punch" defined multiple times with different content
  3. Efe. "Nigerian breaks world record, but can’t get gold", Vanguard, 4 September 2012. Retrieved on 23 August 2019.
  4. Nigerian powerlifter suspended after Anti-Doping Rule Violation. Retrieved on 2018-08-01.
  5. "Tbilisi 2021: Folashade Oluwafemiayo smashes world record again", Paralympic.org, 3 December 2021. Retrieved on 3 December 2021.
  6. Pavitt. "Gu overcomes Paralympic champion to win gold at World Para Powerlifting Championships", InsideTheGames.biz, 3 December 2021. Retrieved on 3 December 2021.
  7. 2021 World Para Powerlifting Championships Results Book. Paralympic.org. Archived from the original on 24 December 2021. Retrieved on 24 December 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Folashade Oluwafemiayo na Paralympic.org