Franca Afegbua

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Franca Afegbua
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoFraca Afegbua Dezie
Aha enyereFranca Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Ọktoba 1943 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Edo Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya12 Maachị 2023 Dezie
Ebe ọ nwụrụKazaure Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Bulgarian Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Onye odozi ntụtụ Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Party of Nigeria Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Franca Afegbua  (1943-2023) bụ onye ọchọ mma na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke nọchiri anya Bendel North na Nigerian Senate na 1983. Onye ahọpụtara dika Senetọ ndi National Party of Nigeria (NPN), ọ bụ nwanyi mbụ ahọpụtara dika Senetọ na Naijiria.[1]

Amurụ Afegbua Okpella, Edo State. Ọ gara akwụkwọ Mahadum na Sofia, Bulgaria. Tupu mbido second republic, ọrụrụ ọrụ dika onye ọchọ mma nakwa onye ome isi na Lagos ebe ndi ọ na-edozi isi bụ ndi ji ego. Ya na Joseph Tarka onye nke nyere ya ntụzi aka gbasara Parti NPN. Mgbe okwupụtara maka ebum n'obi ya izọ ọkwa nke Sineti na Bendel na 1983, mmadụ ole n' ole gbanyere aja n'ukwu. Parti ya so na ndi ekweghị tinyekwara na Gọvanọ nke nọ n'ọchichi na Sinatọ bụ ndi ama-ama ma na-akwanyekwara ugwu. Mana Afegbua onye nke nwetara ihe nrite na mba ụwa site na-idozi isi na 1977, kwenyere na-ikpọbata ụmụ nwanyi ga-eme ka abianyere ya aka ga-eme ka omerie. Mmeri ya n'asọmpi a mere ka ọtụtụ mmadụ mara ya na gbụrụgbụrụ Etsako, okpebiri ụmụnwanyi ndi na-abianye aka mana mgbasa ozi ya agaghị ije nkeọma. O ji obere ihe nweta mmeri na mbianye aka n' August ebe omeriri John Umolu.[2]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. "The Okpella demand from Edo people - Vanguard News", Vanguard News, 12 July 2015. Retrieved on 4 February 2018.
  2. Five Nigerian electoral case studies 1923-1983 (25 March 2015). Retrieved on 4 February 2018.