Funke Egbemode
Ọdịdị
Funke Egbemode
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Funke Egbemode |
| Aha enyere | Funke |
| Ebe ọmụmụ | Ȯra Osun |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
| Asụsụ ọ na-ede | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ, civil servant |
| Onye were ọrụ | New Telegraph, The Punch, Taataa, Daily Sun, Federal Radio Corporation nke Naịjirịa |
| Ebe agụmakwụkwọ | Baptist Pract. School |
| Ebe ọrụ | Naijiria |
| Agbụrụ | Asụsụ Yoruba |
| Onye òtù nke | Federal Radio Corporation nke Naịjirịa |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Funke Egbemode bụ nwaada nwanyị nta akụkọ Naijiria, onye ntuzi aka nke akwụkwọ akụkọ New Telegraph . [1] Ọ gara Baptist Practising Primary School, Iwo, Osun State . Agụmakwụkwọ ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya bụ na Baptist Girls High School, Osogbo (Osun State) Ọ bụ onye ode akwụkwọ na akwụkwọ akụkọ Sun. Funke bụ Onye isi oche nke Guild of Editors nke Nigeria.
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Thriving in journalism as a woman – Funke Egbemode + Widowhood is hell. YES!. Retrieved on 10 October 2016.