Funke Oladoye
Ọdịdị
Funke Oladoye
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Funke |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Disemba 1995 |
| Ebe ọmụmụ | Ondo steeti |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | sprinter |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| So na | 2015 World Championships in Athletics, 2014 Commonwealth Games, 2015 African Games |
Funke Oladoye (amụrụ na 5 Disemba 1993) bụ onye Naijirịa na-agba ọsọ na mita 400.[1] O sonyere na 4 × 400 mita relay event na 2015 World Championships in Athletics na Beijing na-emecha nke ise. Ihe kacha mma ya na mita 400 bụ 52.55 sekọnd (Warri 2014).
Egwuregwu mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:CountryData/cacheE' not found. | |||||
| 2014 | Commonwealth Games | Glasgow, United Kingdom | 2nd (h) | 4 × 400 m relay | 3:28.28 |
| 2015 | World Championships | Beijing, China | 5th | 4 × 400 m relay | 3:25.11 |
| African Games | Brazzaville, Republic of the Congo | 1st | 4 × 400 m relay | 3:27.12 | |
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Funke Oladoye at World Athletics
- ↑ Funke Oladoye. IAAF (29 August 2015). Retrieved on 29 August 2015.