Gabriel Babatunde Ogunmola
Gabriel Babatunde Ogunmola |
---|
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Ogunmola |
aha enyere | Gabriel |
aha ezinụlọ ya | Babatunde |
aha ọma | professor |
Ebe ọmụmụ | Oyo state |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba, Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | chemist, academic, physician |
onye were ọrụ | University of Ibadan, University of Pennsylvania, Olabisi Onabanjo University |
Ọkwá o ji | dean |
ebe agụmakwụkwọ | University of Ibadan |
okpukpere chi/echiche ụwa | Onye Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Onye òtù nke | Nigerian Academy of Science |
Ihe nrite | Fellow of the Nigerian Academy of Science |
Gabriel Babatunde Ogunmola bụ Onye Ọkammụta Naijiria na ngalaba Kemistri nakwa Onye kachasị isi nke Mahadum Lead City Ibadan . [2]
Agụmakwụkwọ na ọrụ Ya
[dezie | dezie ebe o si]Ọkammụta Ogunmola nwetara nzere bachelọ [3] nakwa nzere doctorate na ngalaba Kemịstrị na Mahadum Ibadan n'afọ 1965 na 1968 n'otu n'otu.[4]'N'ọnwa Julaị afọ 1968, ọ sonyeere ngalaba Kemịstrị na Mahadum Ibadan dị ka onye nyocha postdoctoral, o wee hapụ Mahadum UI iji sonyere Mahadum Pennsylvania dị ka onye nchọpụta postdoctoral na Johnson Research Foundation, Ngalaba Biophysics na Physics Medical.[5]'N'afọ 1970, ọ laghachiri na Mahadum Ibadan dị ka onye ọrụ agụmakwụkwọ na ngalaba nke kemịstrị ebe ọ ghọrọ ọkà mmụta zuru oke n'afọ.1980. N'afọ 1983, a họpụtara ya, Dean, Faculty of Science, Mahadum Olabisi Onabanjo, nke bụbu Mahadum Steeti Ogun n'oge ahụ.[6] N'afọ 1981, a họpụtara ya dị ka onye otu Nigerian Academy of Science, ma họpụtakwa ya na Jenụwarị 2003 dịka onye isi oche nke Nigerian Academy of Science iji nọchie Ọkà mmụta Alexander Animalu.[7]N'afọ 2005, ọ lara ezumike nká site na Mahadum nke Ibadan na n'afọ 2004, tupu ọ laa ezumike nka, a họpụtara ya dị ka onye otu, Honorary Presidential Advisory Council on Science and Technology nye onye isi ala Naijiria.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Gabriel Ogunmola. The National Academy. Retrieved on 2015-07-13.
- ↑ Reps nullified suspension of our licence – Lead City. The Punch News. Archived from the original on 2015-07-14. Retrieved on 2015-07-13.
- ↑ Awo, Remo in Insa Nolte's Trial. Vanguard News. Retrieved on 2015-07-13.
- ↑ Prof. Gabriel Ogunmola – igclm (en-US). Archived from the original on 2023-11-03. Retrieved on 2020-05-28.
- ↑ Chairman. igclmibadan.org. Archived from the original on 2015-07-14. Retrieved on 2015-07-13.
- ↑ Members of Council. Nigerian Academy of Science. Archived from the original on 2015-07-07. Retrieved on 2015-07-13.
- ↑ Factors Responsible for Our Educational Disaster, By Prof Ogunmola. allAfrica.com. Retrieved on 2015-07-13.