Geoff Gardner

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Geoff Gardner
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịOstraliya Dezie
Aha enyereGeoffrey Dezie
aha ezinụlọ yaGardner Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1960 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Geoffrey Robert Gardner (amụrụ n'afọ 1961) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị si n'ókèala Mba Australia nke Norfolk Island .

Agwaetiti Norfolk[dezie | dezie ebe o si]

Gardner bụ onye isi minista nke Norfolk Island site na 5 Disemba afọ 2001 ruo 2 June afọ 2006. Ọ bụ David Buffett nọchiri ya n'ọkwa ahụ. A họpụtara Gardner ka ọ bụrụ onye isi oche nke Nzukọ Ndị Ome Iwu Norfolk n'afọ 2006, ọ na-eje ozi ruo n'afọ 2007.

Egwuregwu[dezie | dezie ebe o si]

Gardner bụ osote onye isi oche nke World Athletics, nke bụbu International Association of Athletics Federations ma ruo na ọnwa Septemba afọ 2019 bụ onye isi oche otu Oceania Athletics kemgbe afọ 2007.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Norfolk Island

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]