George Osodi
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | George |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1974 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | osee foto, onye nta akụkọ |
| Ebe agụmakwụkwọ | Yaba College of Technology |
| Ebe obibi | Lagos |
| Ebe ọrụ | Lagos |
| So na | documenta 12 |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
George Osodi bụ onye Naijiria na-ese foto si Ogwashi Ukwu, Delta Steeti.[1][2][3][4]
Ndabere na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gụrụ akwụkwọ nchịkwa azụmahịa na Yaba College of Technology na Lagos n'agbata afọ 1996 na 1999. Ọ bụ onye na-ese foto na akwụkwọ akụkọ The Comet site na 1999 ruo 2002. Ọ gara n'ihu na Associated Press site na 2002 ruo 2008. O nwetara diplọma ọkachamara na ịme ihe nkiri site na London Academy of Media, Film and TV n'afọ 2009.[5]
Ọrụ ya pụtara na Bloomberg, Time, The Guardian, The New York Times, akwụkwọ akụkọ Telegraph, USA Today, CNN, na BBC Focus on Africa magazine.[6][7][8][9][10][3][11] Ọ bụ onye otu Panos Pictures UK. E gosipụtara ọrụ ya na Museumslandschaft Hessen Kassel na Germany; Neue Galerie na New York City, US, na Newark Museum of Art.[12][13][14][15]
Osodi nọrọ ọtụtụ afọ na-edekọ mmetụta nke mmịpụta mmanụ na Niger Delta.[16][17]
Ihe nrite
[dezie | dezie ebe o si]Osodi ritere ihe nrite mbụ na asọmpi Fuji African Photojournalist of the Year n'afọ 2004 na ngalaba Features and Portfolio.[18]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "George Osodi". ZODML. 9 July 2014. Archived from the original on 24 August 2019. Retrieved 5 September 2020.
- ↑ "George Osodi". Liverpool Biennial of Contemporary Art. Archived from the original on 27 November 2020. Retrieved 5 September 2020.
- 1 2 Eastaugh, Sophie (25 September 2015). "14 powerful photos addressing inequality". CNN. Retrieved 5 September 2020.
- ↑ "African Photography series to air on Al Jazeera". Al Jazeera English. Retrieved 5 September 2020.
- ↑ "Meet the Panelists for The Business of Photography Conference themed 'Shaping the Narrative' | 30 April". BellaNaija. 17 April 2019. Retrieved 5 September 2020.
- ↑ "Nigeria Misses Revenue Target on Low Oil Prices and Output". Bloomberg. 9 July 2020. Retrieved 5 September 2020.
- ↑ "Nigeria Finds Over 100 People Exposed to First Coronavirus Case". Bloomberg. 1 March 2020. Retrieved 5 September 2020.
- ↑ "These 5 Facts Explain the Good News About Africa". Time. Archived from the original on 11 November 2020. Retrieved 5 September 2020.
- ↑ Osodi, George (12 August 2016). "Kingdoms, thrones and crowns: inside the lives of Nigeria's monarchs - in pictures". The Guardian. Retrieved 5 September 2020.
- ↑ Cotter, Holland (1 December 2016). "What to See in New York Art Galleries This Week". The New York Times. Retrieved 5 September 2020.
- ↑ "In pictures: Country of kings, Nigeria's many monarchs". BBC News. 13 October 2013. Retrieved 5 September 2020.
- ↑ "George Osodi". World Press Photo. Retrieved 5 September 2020.
- ↑ "George Osodi". TAFETA. Retrieved 5 September 2020.
- ↑ Mallonee, Laura C. (16 March 2015). "Sitting at the Thrones of Nigerian Kings". Hyperallergic. Retrieved 6 September 2020.
- ↑ "Royals & Regalia: Inside the Palaces of Nigeria's Monarchs". The Newark Museum of Art. Retrieved 6 September 2020.
- ↑ "Nigeria's Artists Fight Back Against the Oil Industry". frieze. Retrieved 6 September 2020.
- ↑ "No Preservatives | Looking Back to Nigeria: The Center for Contemporary Art, Lagos [Part II]". Art:21. Retrieved 6 September 2020.
- ↑ "Osodi, Okore, Dele-Kuku show at Art X Lagos". The Guardian. 31 October 2016. Archived from the original on 18 May 2020. Retrieved 5 September 2020.