Glory Onome Nathaniel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Glory Onome Nathaniel
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha ezinụlọ yaNathaniel Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Jenụwarị 1996 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi400 metres hurdles Dezie
so na2018 Commonwealth Games Dezie

Glory Onome Nathaniel onye amụrụ na abalị iri-abuo na ato n’ime ọnwa mbu n'afọ 1996, bu nwaada Nigeria si Enwe, Isoko South dị na Steeti Delta bụ ọkachamara na 400 metres hurdles . Ọ nọchitere anya obodo ya na asọmpi World Championship nke 2017 ruo semifanalụ. Ọzọkwa, ọ ritere ihe nrite ọla ọcha atọ na 2017 Islamic Solidarity Games .

Onome gụrụ akwụkwọ gbasara ngalaba akwụkwọ human kainetiks na Tai Solarin University of Education (TASUED) . E debara aha ya na ndị ama ama n'ụlọ Akwụkwọ ahụ mgbe o ruru ogo iri abụọ na otu na ndepụta nke ụmụ akwụkwọ ndị mejupụtara ụlọ Akwụkwọ TASUED na 2016/17. [1]

Glory Nathaniel Onome nke Nigeria na 2018 African Athletics Championship na Asaba, Nigeria

Ogo egwuregwu a kachasị ya mma bụ 55.30 sekọnd na họdụl 400 mita (London 2017) na 52.24 sekọnd na mita 400 (Abuja 2017). [2]

Asọmpi mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:NGR
2013 African Youth Championships Warri, Nigeria 1st 400 m hurdles 62.04
World Youth Championships Donetsk, Ukraine 34th (h) 400 m hurdles 67.06
2015 African Junior Championships Addis Ababa, Ethiopia 3rd 400 m hurdles 60.51
2017 Islamic Solidarity Games Baku, Azerbaijan 2nd 400 m hurdles 55.90
2nd 4 × 100 m relay 46.20
2nd 4 × 400 m relay 3:34.47
World Championships London, United Kingdom 9th (h) 400 m hurdles 55.301
5th 4 × 400 m relay 3:26.72
2018 Commonwealth Games Gold Coast, Australia 6th 400 m hurdles 56.39
2nd 4 × 400 m relay 3:25.29
African Championships Asaba, Nigeria 1st 400 m hurdles 55.53

1 achụpụru ya na semifinal

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Oduwole, Wole (28 August 2017). 21 Students That Lit Up TASUED 2016/2017. TalkGlitz. Retrieved on 25 August 2019.
  2. All-Athletics profile. Archived from the original on 2018-01-05. Retrieved on 2020-12-04.