Grace Daniel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Grace Daniel
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoGrace Kubi Daniel Dezie
Aha enyereGrace Dezie
aha ezinụlọ yaKubi, Daniel Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Febụwarị 1984 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSpanish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu badminton, Olympic competitor Dezie
ụdị egwuregwubadminton Dezie
Aka akaright-handedness Dezie
na-egwu akaright-handedness Dezie
Ihe nriteAfrican champion, African Games champion Dezie

Grace Kubi Daniel (onye amuru na abali iri abuo na anọ n’onwa abụọ n'afo 1984) bu onye n’egwu Naijiria badminton. O meriri Michelle Claire Edwards nke South Africa maka ihe nrite ọla edo n’egwuregwu ụmụnwaanyị, ma soro Susan Ideh jikọọ ọlaọcha na asọmpi abụọ na 2007 All-Afrika Games na Algiers, Algeria.

Daniel ruru eru maka ụmụ nwanyị otu n'afọ 2008 Summer Olimpik na Beijing, mgbe a họpụtara ya iri asatọ na itoolu na ụwa, ma nye Badminton World Federation ohere inye mpaghara Afrika maka kọntinent. O merighi egwuregwu asọmpi mbụ nke mbụ nke Czech Republic Kristina Ludíková, ya naa kara 13-18 na 8-21. [1] [2]

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

Egwuregwu Africa[dezie | dezie ebe o si]

Umu nwanyi ndi otu

Afọ Ebe Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2007 Algiers, Algeria Michelle Edwards 21–16, 21–14 Gold ọlaedọ
2003 Abuja, Nigeria Michelle Edwards Gold ọlaedọ

ụmụ nwanyị ndị abụọ

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2011 Maputo, Mozambique Fatima Azeez Camille Allisen
Cynthia Course
22–24, 15–21 Bronze ọla
2007 Algiers, Algeria Susan Ideh Michelle Edwards
Chantal Botts
12–21, 21–9, 20–22 Silver ọlaọcha
2003 Abuja, Naijiria Susan Ideh Michelle Edwards
Chantal Botts
Silver ọlaọcha

Ngwakọta abụọ

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2011 Maputo, Mozambique Ibrahim Adamu Willem Viljoen
Annari Viljoen
10–21, 11–21 Bronze ọla
2007 Algiers, Algeria Greg Okuonghae Georgie Cupidon
Juliette Ah-Wan
14–21, 17–21 Silver ọlaọcha
2003 Abuja, Nigeria Greg Okuonghae
Bronze ọla

Asọmpi n'Afrịka[dezie | dezie ebe o si]

Umu nwanyi ndi otu

Afọ Ebe Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2007 Rose Hill, Mauritius Kerry-Lee Harrington 21–16, 21–16 Gold Ọlaedọ
2002 Casablanca, Morocco Juliette Ah-Wan 3–7, 4–7, 3–7 Silver ọlaocha
2000 Bauchi, Naijiria Chantal Botts 11–5, 12–13, 5–11 Bronze ọla

ụmụ nwanyị ndị abụọ

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2012 Arat Kilo Hall, Addis Ababa, Ethiopia Susan Ideh Annari Viljoen
Michelle Edwards
16–21, 19–21 Silver ọlaocha
2009 Nairobi, Kenya Mary Gideon Stacey Doubell
Kerry-Lee Harrington
21–16, 21–15 Gold ọlaedo
2007 Rose Hill, Mauritius Karen Foo Kune Michelle Edwards
Chantal Botts
19–21, 12–21 Silver ọlaocha
2004 Rose Hill, Mauritius Miriam Sude Michelle Edwards
Chantal Botts
Silver ọlaocha
2002 Casablanca, Morocco Miriam Sude Michelle Edwards
Chantal Botts
Silver ọlaocha
2000 Bauchi, Naijiria Miriam Sude Anusha Dajee
Selvon Marudamuthu
13–15, 15–6, 15–4 Gold ọlaocha

Ngwakọta Abụọ

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2011 Marrakesh, Morocco Ibrahim Adamu Dorian James
Michelle Edwards
15–21, 16–21 Bronze ọla
2009 Nairobi, Kenya Ola Fagbemi Georgie Cupidon
Juliette Ah-Wan
18–21, 22–20, 21–16 Gold ọlaedo
2004 Rose Hill, Mauritius Greg Okuonghae Stephan Beeharry
Shama Aboobakar
15–9, 11–15, 15–9 Gold ọlaedo
2000 Bauchi, Naijiria Ocholi Edicha Denis Constantin
Selvon Marudamuthu
14–17, 17–15, 7–15 Bronze ọla

BWF mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Nsogbu / Usoro[dezie | dezie ebe o si]

Umu nwanyi ndi otu

Afọ Asọmpi Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2009 Mauritius International Juliette Ah-Wan 21–13, 21–17 onye meriri
2008 Nigeria International Xu Bingxin 17–21, 21–9, 6–21 onye na esote
2008 Mauritius International Yoana Martínez 21–15, 21–18 Onye meriri
2006 Nigeria International Agnese Allegrini onye na esote
2005 South Africa International Amrita Sawaram 11–3, 11–2 onye meriri
2002 Nigeria International Kuburat Mumini 13–11, 11–7 onye meriri
2002 Kenya International Karen Foo Kune 7–0, 7–5, 7–4 onye meriri

Women'smụ nwanyị ndi abụọ

Afọ Asọmpi Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2006 Mauritius International Karen Foo Kune Chantal Botts
Kerry-Lee Harrington
onye meriri
Afọ Asọmpi Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2009 Mauritius International Ola Fagbemi Georgie Cupidon
Juliette Ah-Wan
21–17, 21–16 Onye mmeri
2008 Naijiria Intern ational Greg Okuonghae Akeem Ogunseye

Mary Gideon
21–13, 21–13 Onye mmeri
2008 Kenya International Greg Okuonghae Wilson Tukire

Mega Nankabirwa
21–8, 21–17 Onye mmeri
2006 Mauritius International Greg Okuonghae Georgie Cupidon

Juliette Ah-Wan
Onye mmeri
2005 South Africa International Greg Okuonghae Dorian James

Michelle Edwards
15–13, 12–15, 13–15 Onye na-esote
2002 Kenya International Ola Fagbemi Stephan Beeharry

Shama Aboobakar
7–2, 1-7, 2-7, 4–7 Onye na-esote
     BWF International Challenge tournament
     BWF International Series tournament
     BWF Future Series tournament

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]

  1. Women's Singles Round of 64. NBC Olympics. Retrieved on 23 February 2013.
  2. "Britain's Hallam advances in Olympic badminton", Team USA. Retrieved on 23 February 2013.

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]