Gripa Tombrapa
Ọdịdị
Gripa Tombrapa
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Septemba 1993 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Ọrụ ọ na-arụ | sport cyclist |
| Ụdị egwuregwu | cycle sport |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | track cycling, road bicycle racing |
| So na | 2019 in women's road cycling |
Gripa Tombrapa bụ nwanyị Naijiria na-agba ịnyịnya ígwè.[1] O ritere ihe nrite ọla edo mgbe ọ na-anọchite anya Naijiria na ihe omume ịgba ịnyịnya ígwè nke ụmụ nwanyị a na akpọ time trial n'akụkụ Happiness Okafor, Glory Odiase, na Rosemary Marcus na egwuregwu mba Afrika niile emere n'afọ 2015 na Congo Brazzaville .[2]
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "All Africa Games: Team Nigeria women win gold in cycling", Vanguard, 10 September 2015. Retrieved on 11 September 2015.
- ↑ Tunde Eludini. "All Africa Games: Team Nigeria wins third gold medal", Premium Times, 10 September 2015. Retrieved on 11 September 2015.