Guy A. Sims
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Guy |
aha ezinụlọ ya | Sims |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Maachị 1961 |
Ebe ọmụmụ | Philadelphia |
nwanne | Dawud Anyabwile |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | comics writer |
onye were ọrụ | Free Library of Philadelphia |
ebe agụmakwụkwọ | Germantown High School, Lincoln University, University of Northern Iowa, Arcadia University, National University |
Ebe obibi | Blacksburg |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika, Black people |
webụsaịtị | |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Guy A. Sims bụ ónyé édémédé America amaara màkà usoro Brotherman nke akwụkwọ na-atọ ọchị.[1][2][3] Ọ na-arụkọ ọrụ ugboro ugboro na nwanne ya nwoke, ónyé na-ese ihe nkiri Dawud Anyabwile.[4] N'afọ 2015, ọ gbanwere akwụkwọ Walter Dean Myers bụ Monster ka ọ bụrụ akwụkwọ akụkọ nke Anyabwile sere.[5]
N'afọ 2017, ụmụnne ahụ na Mahadum Emory rụkọtara ọrụ iji mepụta Big City Map Project nké mepụtara ụwa nkè eziokwu (VR) màkà ederede nke usoro Brotherman.[6] A na-echekwa Brotherman Comics na ihe ncheta ndị metụtara ya na National Museum of African American History & Culture.[7]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Sims na Philadelphia n'aka Edward Sims Jr., prọfesọ na-ahụ màkà mmekọrịta mmadụ na ibè ya na Deanna Jones-Sims, onye nkuzi ụlọ akwụkwọ ọha na eze.[6] Ọ bi na Blacksburg, Virginia, ya na nwunye ya na ụmụ atọ.[6]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Brotherman Comics. Archived from the original on 6 February 2019. Retrieved on 8 April 2019.
- ↑ Howard (2017). Encyclopedia of black comics. Fulcrum Publishing. ISBN 1-68275-168-6. OCLC 1005885718.
- ↑ MCH. "Brotherman vs. Social Apathy," The Comics Journal #142 (June 1991), p. 18.
- ↑ For The People: An Interview with Artist and Illustrator Dawud Anyabwile, Co-Creator of ‘Brother Man: Dictator of Discipline’. Scottscope (2011-08-23). Archived from the original on 2017-11-07. Retrieved on 2019-04-08.
- ↑ Monster: A Graphic Novel - Walter Dean Myers. HarperCollins Publishers: World-Leading Book Publisher (2018-03-28). Retrieved on 2019-04-08.
- ↑ 6.0 6.1 6.2 Inside Brotherman's Big City. Emory University (2017-08-30). Retrieved on 2019-04-08.
- ↑ BROTHERMAN COMICS INCLUDED IN SMITHSONIAN NATIONAL MUSEUM OF AFRICAN AMERICAN HISTORY & CULTURE. I Am Black Sci-Fi (2018-01-03). Archived from the original on 2020-05-23. Retrieved on 2019-04-08.