Hannatu Salihu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hannatu Salihu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Hausa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Hannatu Jibrin Salihu bụ Kọmishọna na-ahụ maka Agụmakwụkwọ na Steeti Niger . [1] [2] Hannatu Salihu [3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2020, a kpọrọ ya òkù na Singapore ebe o kwuru okwu gbasara okike uche mmadu na ihe ọhụrụ na agụmakwụkwọ na Naijiria. [4]

Dịka Kọmishọna na-ahụ maka agụmakwụkwọ na Steeti Niger, o wepụtara atụmatụ ka gọọmentị steeti kwadochara ego dị nde naira iri asatọ na isii iji kewapụ iche, inye nri na ibughachi ụmụ akwụkwọ Almajirai, [5] ka gọọmentị steeti ndị ọzọ weghachichara ha na steeti ha dị iche iche. . [6] Ọ kwupụtakwara ụbọchị a ga eji laghachi ụlọ akwụkwọ ka ogologo oge gara maka mkpọchi mba niile nke ọrịa COVID -19. [7]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Niger government warns against violation of coronavirus protocols as schools reopen (en-US). TODAY (2020-08-17). Retrieved on 2020-11-19.
  2. Niger governor nominates 18 commissioners (en-US). Punch Newspapers (16 November 2017). Retrieved on 2020-11-19.
  3. VVF: 196 patients treated in North East, others for reunion – officials (6 May 2018).
  4. Innovation. Honorable Commissioner of Nigerian Ministry of Education for Niger State to attend AsianInvent Singapore 2020 (en-GB). Citizen Innovation. Archived from the original on 2023-04-05. Retrieved on 2020-11-19.
  5. Niger govt to spend N86m for repatriation, quarantine of Almajiri pupils (en-US). Pulse Nigeria (2020-07-02). Retrieved on 2020-11-19.
  6. Niger govt. approves N86m for repatriation, quarantine of Almajiri pupils (en-GB) (2020-07-02). Retrieved on 2020-11-19.
  7. School reopening: Niger govt announces date for term academic session - Daily Post Nigeria (en). Ground News. Retrieved on 2020-11-19.