Helen Paul

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Helen Paul
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoHelen Paul Dezie
Aha ọmụmụHelen Paul Dezie
Aha enyereHelen Dezie
aha ezinụlọ yaPaul Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1983 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, omee, onye mkpaochi, àgwà redio Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts, comedy, music Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Helen Paul bụ oye na akpa ochi, na-agụ egwú ma na-eme ihe nkiri si na Nigeria. [1] [2] Ọ bụkwa onye na-eme ihe ọchị, nke a maara dị ka Tatafo, nke oji ụda olu nwatakịrị eme. [3]

N'oge na-adịbeghị anya, ọ guru akwụkwọ weta akara doctorate na Theater Arts na University of Lagos . [4]

Mmuta owere na mgbasa ozi[dezie | dezie ebe o si]

Paul rụrụ ọrụ ma jee ozi dị ka onye nwe onwe ya na onye na ekwuputa okwu n'ọtụtụ ụlọ ọrụ mgbasa ozi na Nigeria. Ndị a gụnyere Lagos Television (LTV 8), Continental Broadcasting Service (CBS), na MNet (ebe ọ na-akwuputa okwu na ihe ngoso ana akpọ JARA ugbu a na Africa Magic). [5]

Paul malitere ịme ịhe egwurịegwu dika onye nzuzu na ịhe egwurịegwu redio a nakpọ Wetin Dey na Radio Continental 102.3FM, Lagos. A maara ya na ịhe egwurịegwu ahụ dị ka "Tatafo" ebe oji ịhe egwurịegwu na ekwu okwu gbasara ịhe na eme na obodo. O bukwa onye na aguputa ịhe emume na ịhe oyoyo TV Continental na Naija FM 102.7. [6]

Egwu[dezie | dezie ebe o si]

Na ọnwa Julaị 2012 Paul wepụtara albom egwu izizi ya bụ Welcome Party, nke nwere abụ Afro-Pop dịka "Boju Boju", "Vernacular", "Gbedu", "God Forbid", na egwu Afro RnB akpọrọ "Children of the world", na "Use Calculator", nke bụ abụ mmụta banyere nje HIV-AIDs. O mechara wepụta egwu ndị ozo gụnyere "Take it Back". Na afọ 2018, o weputara ihe nkiri otu egwu ya akpọrọ "Never Knew", bu egwu nbulịte obi gbasara oge ọpere npe ma ka osi bido. [7] [8]

Agbamumbọ[dezie | dezie ebe o si]

Paul bidoro ebe ana ere akwa agbamakwụkwọ na Lagos na 2012, a na-akpọ Massive Fabrics and Bridals. Kemgbe ahụ, ọ mepere ụlọ ahịa atọ na mpaghara dị iche iche nke Lagos.

Na 2014, o meghere ulo akwukwo ana akuzị maka ịme ịhe nkiri ana akpọ Helen Paul Theater na Film Academy. Ụlo akwukwọ a nwere ụlọ ịgba egwu, ụlọ ihe etemeete, ebe a na etiye egwu na igwe okwu, ebe a na-amụ maka ịme ịhe egwurịegwu, ebe a na-ese foto, ebe a na-edebe akwụkwọ na intanetị, na ụlọ obibi maka ụmụ akwụkwọ.

Oyiye nturugo[dezie | dezie ebe o si]

  • 2012 African Film Awards (Afro-Hollywood, UK) - Comedienne of the year
  • 2012 Exquisite Lady of the year (Equisit Magazine) - Female TV Presenter of the Year
  • 2014 Exquisite Lady of the Year Award (Ndị Ahọrọ aha ya) - TV Presenter of the Year (Jara, Africa Magic)
  • 2014 Nigerian Broadcasters Merit Awards (NBMA) - Outstanding TV presenter (Female) (Entertainment/Talk Show)
  • 2011 City People Entertainment Magazine Award - Female Comedian of the year

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • 2011 - The Return of Jenifa- role of Tunrayo [9]
  • 2012 - A Wish [10] - lonye isi egwurịegwu, nwanyi na - ebuso kansa agha
  • 2011 - Damage [11] - cameo role
  • 2012 - The Place: Chronicle of the Book [12]
  • 2014 - Alakada2 [13] - ọrụ nkwado
  • 2014 - Akii The Blind [14] - ọrụ nkwado
  • 2012 - Osas (Omoge Benin) [15] - ihe ọchị
  • 2012 - Igboya [16]
  • Mama Put [17] - ndu ndú

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Paul lụrụ Femi Bamisile ma nwee ụmụ nwoke abụọ. [18]

Ebe nsiweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. Akande, Victor. "A-list comedians for ‘Helen Paul & Tatafo Live’", The Nation, 27 May 2012. Retrieved on 11 November 2012.
  2. Adetu, Bayo. "Growing Up Was Tough", P.M. News, 6 August 2010. Retrieved on 11 November 2012.
  3. Kettle, James. "The rising stars of world standup", The Guardian, 2 November 2012. Retrieved on 11 November 2012.
  4. babtunde, Saka. Celebrity Helen Paul was Born out of. Archived from the original on 2019-04-18. Retrieved on 2020-10-03.
  5. Jara: Helen Paul.
  6. Falae, Vivian (13 July 2017). This is why we ♥love♥ Helen Paul.
  7. "Tatafo Veers into Music".
  8. "Helen Paul drops Boju Boju".
  9. http://www.yorubafilm.com/headlines/3020-the-return-of-jenifa.html
  10. Nollywood/ Nigeria No.1 movies/ films resources online. nigeriafilms.com. Retrieved on 12 February 2017.
  11. Damage | African Movie | Nollywood Forever Movie Reviews. nollywoodforever.com. Archived from the original on 9 February 2020. Retrieved on 22 December 2017.
  12. BFFs Uche Jombo and Desmond Elliot produce 'The Place' – Nigerian Entertainment Today. thenet.ng. Retrieved on 12 February 2017.
  13. Archive copy. Archived from the original on 2014-12-26. Retrieved on 2020-10-03.
  14. Akii the Blind Nigerian Movie [Part 1 – Family Drama]. nigeriamovienetwork.com. Retrieved on 12 February 2017.
  15. Osas (Omoge Benin) on VCD. wordpress.com. Retrieved on 12 February 2017.
  16. Archived copy. Archived from the original on 26 December 2014. Retrieved on 26 December 2014.
  17. Mama Put by Helen Paul. Nigeria news live. Archived from the original on 18 April 2019. Retrieved on 12 February 2017.
  18. Ikeji, Linda (24 November 2014). Popular comedienne Helen Paul gives birth to baby boy – Welcome to Linda Ikeji's Blog. lindaikeji.blogspot.com. Retrieved on 12 February 2017.