Hope Uzodinma
Ọdịdị
Hope Uzodimma | |
|---|---|
| 7th Govano Imo Steeti | |
| Assumed office 15 Jenụwarị 2020 | |
| Deputy | Placid Njoku |
| Preceded by | Emeka Ihedioha |
| Senator of the Federal Republic | |
| In office Mee 2011 – Mee 2019 | |
| Preceded by | Osita Izunaso |
| Succeeded by | Rochas Okorocha |
| Constituency | Imo (west) |
| Personal details | |
| Born | Templeeti:Birth date and afo |
| Political party | All Progressives Congress (2018–ruo oge ugbu a) |
| Other political affiliations |
|
| Spouse | Chioma Uzodimma |
| Alma mater | |
Hope Odidika Uzodimma (amụrụ n'abali 12 nke onwa Disemba 1958) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke na-eje ozi dị ka Gọvanọ nke Imo Steeti .[1][2][3] N'ubochi 14 Jenụwarị 2020, Ụlọikpe Kasị Elu nke Naijiria kwupụtara Uzodimma nke All Progressives Congress (APC) dika onye mmeri nke ntuli aka gọvanọ nke 2019 na Steeti Imo, na-emebi ntuli aka nke Gọvanọ nọ n'oge ahụ Emeka Ihedioha.[4]
- ↑ Hope Uzodinma Sworn in As Imo State Governor | Channels Television. www.channelstv.com. Retrieved on 15 January 2020.
- ↑ Uzodinma distributes 2,700 smartphones, cars to Imo youths (en-US). Punch Newspapers (2022-02-20). Retrieved on 2022-02-22.
- ↑ JUST IN: Opposition, disgruntled politicians behind insecurity - Uzodinma. thenationonlineng.net. Retrieved on 2022-03-01.
- ↑ Supreme Court voids Ihedioha's election, declares APC Uzodinma Imo governor (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 15 January 2020.